Sokoto

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sokoto
ama ukwu
A gụrụ ahaSokoto River Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeSokoto steeti Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSokoto steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ13°3′44″N 5°14′2″E Dezie
ụdị metụtaraQ113671319 Dezie
Map
Ebe Sokoto no na Naigeria.
Sokoto river basin: The city is near the confluence of Sokoto river and Rima river.
Sokoto market.

Sokoto bụ ama ukwu no na Afrịka ala ana-kpo Naigeria.

Ǫmúmú-àlà[dezie | dezie ebe o si]

Sokoto di na ebe ugwu ọdịda anyanwụ Nigeria na Ȯra Sokoto ( 13°04′00″N, 05°15′00″E). O bụ ịsị óche Ȯra Sokoto (Sokoto State), onwéré mádu ha sị rùrù, 790,000 (2015; Sokoto agglomeration; calculation).[1] Ama ugwu no na akuku Osimiri Sokoto (Sokoto river).

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Oke udumiri nke Sokoto bų ǫnwa juun rue septemba. Ǫkǫchi na ebido na ǫnwa ǫktoba rue mee. Etiti ekpemeoku ya no na 28.4 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 629 mm nime otu afǫ.[2]

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]

Links n'aga n'ezi[dezie | dezie ebe o si]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Madu na Sokoto agglomeration, Citypopulation of Nigeria, looked up on 19 February 2016.
  2. Ihu igwe Sokoto na climate-data.org, looked up on 2 March 2016.