Stephanie Okereke Linus
Stephanie Linus (Amụrụ ya Stephanie Onyekachi Okereke;[1] na-abali abụọ n'ọnwa iri na-afọ 1982)[2][3] ọ bụ otu onye egwuregwu onyo-onyoo nke ala Naijiria (Nigerian actress), film director na model. Onwetala ọtụtụ inwe na nghọpụta di iche-iche maka ọrụ ya dika omee ihe onyo-onyoo, nke tinyere: '2003 Reel Award for Best Actress', '2006 Afro Hollywood Award for Best Actress', na nghọpụta atọ ọzọ tinyere Best Actress in a Leading Role na Africa Movie Academy Awards' na-afọ 2005, 2009 na 2010.[4][5][6][7]ọ bụkwa onye na-esote 'Most Beautiful Girl in Nigeria' na nzukọ ụmụ nwanyi makachara na mma na-afo 2002.[8] Na-afo 2011, Ndi ọchichi ala Naijiria họpụtara ya dika ọ tụ onye (Member of the Order of the Federal Republic, MFR).[9]
Mbido Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Stephanie Okereke na Ngor Okpala, Imo State. ọ bụ nwa nke isii nke Mazi na Odoziakụ Chima na Mary Okereke. ọ guchara ụlọ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ praịmarị na Delta State. ọ gara Mahadum na University of Calabar, nke di na Cross River State, ebe ọguru 'English and Literary Studies'.[10]
ọrụ ya
[dezie | dezie ebe o si]Obidoro mewa ihe onyo-onyoo mgbe ọ na-etolite. Na-afọ1997 mere ihe onyo-onyoo Nollywood abụọ nke akpọrọ 'Compromise 2' na 'Waterloo'.[11] N'oge 'Most beautiful girl in Nigeria' na-afọ 2002, Okereke gbara onye abụọ[8] Mgbe e mesịrị na-afọ 2003, Okereke nwetara inwe abụọ n'ime nghọpụta asatọ onwetara na 2003 'Reel Awards for 'Best Actress - English' na 'Best Actress of the year 2003'. Mgbe ọgụchara akwụkwọ na 'New York Film Academy' na-afọ 2007, Okereke tọhapụrụ ihe onyo-onyoo nke akpọro 'Through the Glass'[12][13] nke ọrụ ya bụ onye ntụziaka (director), Ode akwụkwọ ihe onyo-onyoo (scriptwriter), onye mmepụta (producer) na onye omee nke ihe onyo-onyoo (actress).[8][14] Ihe onyo-onyoo a nwetara nghọpụta na 'Africa Movie Academy Award' maka 'Best Screenplay' na-afọ 2009.[7] Na-afo 2014, O mepụtara ihe onyo-onyoo ọzọ nke aha ya bụ 'Dry' ebe ọrụkwara orụ onye ntụziaka (director), Ode akwụkwọ ihe onyo-onyoo (scriptwriter), onye mmepụta (producer) na onye omee nke ihe onyo-onyoo (actress) nke nwetakwara ọtụtụ inwe nke tinyere '12th Africa Movie Academy Awards na 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards' nakwa onyinye ụgbọala ọhụrụ. Okereke emela ihe onyo-onyoo iri na itoolu (90).[15]
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa anọ na-afọ 2005, Okereke nwere mgberede okporoụzọ nke mereka ọgbajie aka makwa nwee ọkụ orire ebe ọ na-aga 'African Movie Academy Awards' na Yenagoa, Bayelsa State, Nigeria.[16]
N'ọnwa anọ na-afọ 2012 Okereke lụrụ di ya Mazi Linus Idahosa na Paris, France, mee mmemme na-abughi nke ọha nke tinyere ndi ezinulọ ya na ọtụtụ ndi Nollywood.[17][18][19] N'ọnwa iri na-afọ 2015, ọmụrụ nwa nke mbụ ha bụkwa diọkpara ha Maxwell Enosata Linus.
Inwe na Nghọpụta ya
[dezie | dezie ebe o si]Afo | Mmemme | Onyinye | Recipient | Result |
---|---|---|---|---|
2002 | Most Beautiful Girl in Nigeria | Herself | Runner-up | |
2003: | What a Year Awards | Best Actress | Herself | Merie |
2003 | Reel Awards | Best Actress - English | Herself | Merie |
Best Actress of the year | Herself | Merie | ||
2004: | Afro-Dublin Awards | Outstanding Actress | Herself | Merie |
2004 | Film Makers of Nigeria | Award For Excellence | herself | Merie |
2005: | 1st Africa Movie Academy Awards, | Best Actress in a Leading Role | Herself | Ahọpụtara |
2006 | Afro Hollywood Award | Best Actress | herself | Merie |
2009 | 5th Africa Movie Academy Awards | Best Actress in a Leading Role | Reloaded | Ahọpụtara[6][7][8] |
Best Screenplay | Through the Glass | Ahọpụtara | ||
2010 | 6th Africa Movie Academy Awards | Best Actress in a Leading Role | Nnenda | Ahọpụtara[4][5] |
2013 | Montage Africa Women of Exllence Awards | Achievement In drama and entertainment | Herself | Merie[20] |
2015 | 2015 Best of Nollywood Awards | Movie With the Best Social Media | Dry | Merie |
Best Actress Leading Role | Ahọpụtara | |||
Best Director | Ahọpụtara | |||
Movie Of The Year | Ahọpụtara[21] | |||
Bentonville Film Festival | Best Protagonist | Merie[22] | ||
ZAFAA Global Awards | Best Actress | Merie | ||
Best Film | Merie | |||
Best Producer | Merie | |||
Best Director | Merie[23] | |||
2016 | 12th Africa Movie Academy Awards | Best Nigerian Film | Merie | |
Best Film | Ahọpụtara | |||
Best Director | Ahọpụtara | |||
2016 Africa Magic Viewers Choice Awards | Best Overall Movie (Africa) | Merie | ||
Best Director | Ahọpụtara | |||
Best Movie West Africa | Ahọpụtara | |||
Pan African Film Festival | Programmers'Award Narrative Feature | Merie[24] | ||
Nafca | Best Actress In Leading Role | Merie[25] | ||
Best Overall Movie | Merie[26] | |||
Best Director | Ahọpụtara | |||
Best Screenplay | Ahọpụtara | |||
Best Drama Film | Ahọpụtara | |||
DALA awards | Face of Nollywood (Female) | Herself | Merie[27] | |
2017 | Truth Awards | Best Supporting Actress | Boonville Redemption | Merie |
Filmografii
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Film | ọru ya | Ndetu |
---|---|---|---|
1997 | Compromise 2 | ||
Waterloo | |||
2002 | Pretender | ya na Patience Ozokwor na Tony Umez | |
Blind Justice | ya na Tony Umez | ||
2003 | Aristos | ||
Emotional Crack | ya na Ramsey Nouah, Dakore Egbuson nakwa Patience Ozokwor | ||
Genesis of Love | |||
Private Sin | ya na Genevieve Nnaji, Richard Mofe-Damijo na Patience Ozokwor | ||
Queen Sheba | |||
The Cross of Love | ya na Patience Ozokwor | ||
Together as One | |||
2004 | Beautiful Faces | ya na Ini Edo | |
Critical Decision | ya na Genevieve Nnaji, Richard Mofe-Damijo & Mike Ezuruonye | ||
Deep Loss | ya na Desmond Elliot | ||
Diamond Lady: The Business Woman | |||
Dream Lover | Benita | ||
Eye of the Gods | ya na Ini Edo | ||
In the Name of Love | ya na Desmond Elliot | ||
Last Girl Standing | |||
Magic Moment | Stephine Okereke | ya na Desmond Elliot | |
Mama-G in America | ya na Patience Ozokwor | ||
Miss Nigeria | |||
More Than a Woman | |||
My Mother My Marriage | |||
Official Romance | ya na Zack Orji | ||
Promise & Fail | ya na Desmond Elliot | ||
Promise Me Forever | ya na Nnaji | ||
Right Man for Me | ya na Tony Umez | ||
Sensational Spy | |||
Strength of a Woman | |||
To Love Again | |||
Virgins Night Out | |||
Working Class Lady | ya na Rita Dominic | ||
2005 | A Time to Die | ||
Days of Bondage | Lucia | ||
Guys on the Line | ya na Rita Dominic | ||
Lonely Hearts | ya na Ini Edo | ||
Ola... the Morning Sun | ya na Pete Edochie | ||
Omalinze | Adaugo | ya Onyeka Onwenu | |
Price of Ignorance | ya na Pete Edochie | ||
Princess of Wealth | |||
Royal Battle | |||
Street Fame | |||
Windfall | |||
Woman on Top | |||
2006 | Behind the Plot | ya na Desmond Elliot | |
Daytime Lovers | Binta | ya naTony Umez | |
Efficacy | ya na Desmond Elliot | ||
Shut In | |||
Sitanda | onye ntuziaka ya bụ Izu Ojukwu, Ihe onyo-onyoo a nwetara nghoputa itoolu makwa nweta ihe inwe ise na 3rd African Movie Academy Awards na-afo 2007, tinyekwara Best Picture & Best Nigerian Film.[28] | ||
The Law Students | |||
The Preacher | |||
Upside Down | ya na Patience Ozokwor na Tony Umez | ||
2007 | A Time to Love | Hope | ya na Desmond Elliot |
Governor's Wife | ya na Ramsey Nouah | ||
2008 | Mission to Nowhere | ||
Hidden Treasure | Nadine | ya na Ramsey Nouah, Nadia Buari & Olu Jacobs | |
Through the Glass | Ada | ya na Garrett McKechnie, Christy Williams, Pascal Atuma | |
2009 | Nnenda | onye ntuziaka ihe onyo-onyoo a bụ Izu Ojukwu, onwetara nghoputa ato na African Movie Academy Awards na-af 2010, tinyekwara nghoputa na Heart of Africa[29] | |
Reloaded | Weyinmi | ya na Ramsey Nouah, Desmond Elliot, Rita Dominic & Nse Ikpe Etim | |
2014 | Dry | Dr Zara | ya Liz Benson |
2015 | Make Me Fabulous[30][31][32] |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Stephanie Okereke's full name. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ Onikoyi, Ayo. "Stephanie Okereke clocks 30 and it’s going to be…", Vanguard, 2 October 2012. Retrieved on 3 October 2012.
- ↑ "My Wedding Plans In Top Gear, Says Stephanie Okereke", P.M. News, 1 February 2011. Retrieved on 3 October 2012.
- ↑ 4.0 4.1 And the 2010 AMAA nominees are. Jemati.com. Archived from the original on 6 April 2010. Retrieved on 14 April 2010.
- ↑ 5.0 5.1 The African Movie Academy Awards (AMAA) 2010 Nominations. www.thefuturenigeria.com. Archived from the original on 17 July 2011. Retrieved on 14 April 2010.
- ↑ 6.0 6.1 Stephanie Okereke: Awards & Nominations. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ 7.0 7.1 7.2 AMAA 2009: List of Nominees and Winners. Africa Movie Academy Awards. Archived from the original on 5 April 2011. Retrieved on 17 October 2010.
- ↑ 8.0 8.1 8.2 8.3 Official bio. Archived from the original on 2009-09-06. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ BN Bytes: Genevieve Nnaji, Stephanie Okereke, Amaka Igwe, Aliko Dangote & Jim Ovia receive National Honours – Photos from the Ceremony. bellanaija.com. Retrieved on 24 September 2014.
- ↑ Okereke at NigeriaMovies.com. Archived from the original on 2008-12-28. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ Stephanie Okereke: Nigerian screen queen. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ Through the Glass: Review. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ Through the Glass: Official Site. Archived from the original on 2009-04-14. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ New York Film Academy Film School: Film School Student Stephanie Okereke in The News. Archived from the original on 2014-07-16. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ Filmography. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ Interview with Stephanie Okereke. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ "Stephanie Okereke And Linus Idahosa Wed In Paris", Leadership, Leadership Newspaper Group, 21 April 2012. Retrieved on 22 April 2012.
- ↑ Njoku, Ben. "Genevieve, RMD, Others Storm Paris for Steph Okereke's Wedding Today", AllAfrica.com, 21 April 2012. Retrieved on 22 April 2012.
- ↑ AllAfrica.com: Why Stephanie Okereke ended her marriage. Retrieved on 2009-10-06.
- ↑ http://naijagists.com/stephanie-okereke-linus-wins-montage-africa-women-of-excellence-awards-photos/
- ↑ http://pulse.ng/events/best-of-nollywood-awards-2015-see-full-list-of-winners-id4459200.html
- ↑ http://www.stelladimokokorkus.com/2015/05/stephanie-linus-wins-best-protagonist.html?m=1
- ↑ http://pulse.ng/movies/dry-stephanie-linus-movie-gets-8-zafaa-global-awards-2015-nominations-id4212560.html
- ↑ http://thenet.ng/2016/02/stephanie-linus-dry-wins-award-at-the-pan-african-film-festival/
- ↑ http://pulse.ng/movies/nafca-2016-stephanie-linus-dry-win-big-id5792842.html
- ↑ http://pulse.ng/movies/nafca-2016-stephanie-linus-dry-win-big-id5792842.html
- ↑ http://www.vanguardngr.com/2016/05/nollywood-stars-dazzle-daylight-annual-leadership-awards/
- ↑ AMAA 2007: List of Nominees and Winners. African Movie Academy Awards. Archived from the original on 12 October 2010. Retrieved on 17 October 2010.
- ↑ The 2010 African Movie Academy Awards: Winners, Re-Cap, Dresses. MTV Networks a division of Viacom International Inc. Archived from the original on 16 April 2010. Retrieved on 17 October 2010.
- ↑ It’s Episode 1 of Stephanie Linus’ Reality Show "Make Me Fabulous". Bellanaija.com. Retrieved on 25 May 2015.
- ↑ Stephanie Linus Makes Couples Fabulous Celebs In One-of-its-kind Reality TV Show - Celebrities - Nairaland. Orikinla. Retrieved on 26 May 2015.
- ↑ Watch 1st episode of Stephanie Linus' reality TV series. Chidumga Izuzu. Retrieved on 25 May 2015.