Tina Gifty Naa Ayele Mensah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
Aha enyere | Tina |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Jenụwarị 1964 |
Ebe ọmụmụ | Weija Gbawe Constituency |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the 7th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 8th Parliament of the 4th Republic of Ghana |
ebe agụmakwụkwọ | Ghana Institute of Management and Public Administration, Accra Girls Senior High School |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | New Patriotic Party |
okpukpere chi/echiche ụwa | Onye Kraịst |
Tina Gifty Naa Ayele Mensah (amụrụ na 23 Jenụwarị 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu ndị omeiwu maka mpaghara Weija-Gbawe . Ọ bụ onye otu New Patriotic Party ma Nana Addo họpụtara ya n'ọfịs dị ka osote Minista Ahụike na 15 Machị 2017.[1][2][3][4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]
A mụrụ Mensah na 23 Jenụwarị 1964 na Jamestown, British Accra nke Greater Accra Region. Ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Accra Girls School. O nwere nzere bachelọ na Public Administration na Masters na mmekọrịta mba ụwa na Diplomacy site na Ghana Institute of Management and Public Administration.[5][6]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]
Mensah nwetara vootu 34,216 n'ime vootu 59,926 ziri ezi e nyere na ntuli aka ndị omeiwu nke afọ 2016. Obuobia Darko-Opoku na Jessica Adwoa Mannuel bụ ndị na-asọ mpi.[7]
O sonyere na ntuli aka Ghana nke afọ 2020 dị ka onye omeiwu nke New Patriotic Party, ma merie.
Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]
Ọ bụ onye isi nchịkwa nke Gemens Company LTD. na Mamprobi, Accra.[7]
Onyinye[dezie | dezie ebe o si]
N'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2017, ndị otu ndị ntorobịa Ghana-Nigeria nyere ya onyinye maka idu ndú pụrụ iche. N'afọ 2017, FAKS Investigative Services kpebiri na ọ bụ osote minista kacha mma.[8]
Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]
Tina lụrụ di ma nwee ụmụ atọ. Ọ na-ekwupụta na ọ bụ Onye Kraịst.[5]
Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "Akufo-Addo releases list of 54 more ministers and deputies", 15 March 2017. Retrieved on 31 October 2018. (in en-US)
- ↑ Tina Mensah picked as Deputy Health Minister (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 31 October 2018.
- ↑ "Nana Addo's ministers now 110 - citifmonline.com", citifmonline.com, 15 March 2017. Retrieved on 31 October 2018. (in en-US)
- ↑ "How Tina Mensah Responded to Her Appointment", MyNewsGh, 17 March 2017. Retrieved on 31 October 2018. (in en-US)
- ↑ 5.0 5.1 Ghana MPs – MP Details – Mensah, Tina Gifty Naa Ayeley. www.ghanamps.com. Retrieved on 31 October 2018.
- ↑ Tina Gifty Naa Ayeley Mensah (en-US). Ministry Of Health. Retrieved on 8 December 2020.
- ↑ 7.0 7.1 Ghana MPs – MP Details – Mensah, Tina Gifty Naa Ayeley. www.ghanamps.com. Retrieved on 9 March 2019.
- ↑ "NPP's Tina Mensah awarded. – Ghana Reel", Ghana Reel, 5 August 2017. Retrieved on 31 October 2018. (in en-US)