Upe Atosu
Appearance
Upe Atosu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Eprel 1993 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Edo |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Upe Atosu (amuru na Epril 21, 1993) bụ onye egwuregwu basketbọọlụ ndi otu Naijiria na-agba maka otu basketbọọlụ umu nwaanyị nke Butler Bulldogs na otu egwuregwu mba Naijiria.[1][2][3]
O sonyere na 2017 Women's Afrobasket.[4]