Wendy Okolo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wendy Okolo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereWendy Dezie
aha ezinụlọ yaOkolo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1989 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụQ10497074 Dezie
ụdị ọrụ yaspacecraft Dezie
onye were ọrụNational Aeronautics and Space Administration Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Texas System, University of Texas at Arlington Dezie
ogo mmụtadoctorate, Bachelor of Science Dezie
Ebe ọrụTexas Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie

Wendy A. Okolo bụ injinia na-ahụ maka ihe banyere ụgbọelu nakwa urukpuru eluigwe ụgbọelu na-efe na ya site na iji igwe Kọmputa na-ahụ maka amamihe nke ụgbọelu n'ụlọ ọrụ NASA Ames Research Center. [1] Ọ bụ nwanyị nwanyị ojii izizi nwetara nzere digiri Ph.D. maka injinia na-ahụ maka ụgbọelu nakwa urukpuru eluigwe ụgbọelu na-aga na ya na University of Texas at Arlington. [2] Ọ bụkwa onye isi na-ahụ maka ọrụ pụrụ iche tumadi ndi gbasara ụmụ nwaanyị. [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Okolo gụrụ sekọndrị ya na kọleji na Queen's College, ụlọ akwụkwọ gbasara naanị ụmụ nwaanyị nke di na Lagos, Nigeria. O wee digiri nke bachelor na aerospace engineering na Mahadum nke of Texas di na Arlington (UTA) n'afọ 2010. Okolo mechara bụrụ nwanyị isi ojii nke mbụ nwetara Ph.D. na injinịa nke urukpuru igwe na UTA n;afọ 2015 ka ọ gbara afọ iri abụọ na isii. [2] Agụmakwukọ Ph.D. ya bụ Atilla Dogan nyochara ma hụ maka ya. [4] Mgbe Okolo ka na-m digiri nke mbụ n'afọ nke mbụ ọ nọrọ dika onye isi ndị otu Society of Women Engineers na mahadum ahụ. [5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okolo bidoro ịmụ ọrụ ya dị ka onye injinia mgbe ọka na-agụ mahadum na Lockheed Martin, ’ọ na-arụ na NASA's Orion spacecraft. [3] N'ihe ndị ọcha kpọrọ summer, ọrụrụ na ngalaba 'Requirements Management Office in Systems Engineering nakwa the Hatch Mechanisms team' n'ime Mechanical Engineering. Ka o gụchara digiri nke mbụ , Okolo mechara rụọ ọrụ na ngalaba akpọrọ 'Control Design & Analysis Branch' nke Air Force Research Laboratory (AFRL),dị na Wright-Patterson Air Force Base . [6]

Okolo bụ osote onyeisi na ngalaba Intelligent Systems nke ndi ụlọ ọrọ NASA [7] Ọ bụkwa research engineer ọrụ ya bụ ụchọpụta nkanaụzụ ahụike akpọrọ 'Discovery Systems Health Technology' (DaSH) [8]

Ka osi bi ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Okolo kwuru na ụmụnne ya nwanyị kuziri ya sayensị site na ihe ndị ha na-eme kwa ụbọchị. O kowara ha dika ndi oji anya isi. [7] [9]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • Amelia Earhart Fellowship n'afọ 2012 [10]
  • National Defence Science and Engineering Graduate (NDSEG) Fellowship n;afọ 2012 [4]
  • AIAA John Leland Atwood Graduate Award n'afọ 2013 [11]
  • BEYA Global Competitiveness Conference Award n'afọ 2019 - The Most Promising Engineer in the United States Government. [1]
  • Women in Aerospace Award n'afọ 2019 - Initiative, Inspiration, & Impact
  • NASA Ames Early Career Research Award n'Afọ 2019
  • University of Texas at Arlington Distinguished Recent Graduate Award n'Afọ 2019

Lee kwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe Nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Dr. Wendy Okolo: The Most Promising Engineer in Government. Retrieved on 2019-04-29.
  2. 2.0 2.1 "African woman reaching lofty heights as aerospace engineer", Philadelphia Tribune, 15 March 2019. Retrieved on 5 October 2019.
  3. 3.0 3.1 Wendy A. Okolo.
  4. 4.0 4.1 MAE Ph.D. Student Awarded a NDSEG Fellowship | UT Arlington College of Engineering (en). Archived from the original on 2019-11-06. Retrieved on 2020-05-02.
  5. Close Bonds - Unbranded Stories - UT Arlington. Archived from the original on 2019-10-04. Retrieved on 2020-05-02.
  6. Dr. Wendy Okolo: The Most Promising Engineer In Government - The Bridge News.
  7. 7.0 7.1 Meet Wendy, Nigeria's NASA whizz who is the 'most promising engineer in US government' (19 February 2019).
  8. Nigerian Wendy Okolo becomes First African Lady to Grasp a Phd in Aerospace Engineering (3 March 2019).
  9. Wendy Okolo is the Nigerian Genius and First Black Woman to Earn PhD in Aerospace Engineering at NASA. Archived from the original on 2020-09-22. Retrieved on 2020-05-02.
  10. MAE Ph.D. Student Awarded an Amelia Earhart Fellowship - UT Arlington College of Engineering. Archived from the original on 2019-11-06. Retrieved on 2020-05-02.
  11. Okolo Earns AIAA's Leland Award | UT Arlington College of Engineering. Archived from the original on 2019-11-06. Retrieved on 2020-05-02.