Zainab Usman Sa'idu Dakin Kara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zainab Usman Sa'idu Dakin Kara
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1979 Dezie

Zainab Usman Saidu Dakingari (née Yar'Adua; amụrụ n'ubochi mbu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1979) bụ nwa nwanyị nke ónyé bụbu onye isi ala Naịjirịa, Alhaji Umaru Musa na nwunye onye bụbu Gọvanọ nke Kebbi Steeti, Alhajii Usman Saadu Nasamu Dakingari.[1][2][3][4]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Zainab Umaru Musa Yar'Adua na Katsina Steeti na ubochi mbụ n'ọnwa Ọktoba 1979 n'aka Umaru Musa yar'Adua. Ọ bidoro ọrụ agụmakwụkwọ ya na Katsina Steel Rolling Primary School n'etiti afọ 1986 na 1992. Ọ malitere agụmakwụkwọ sekọndrị ya na Government Girls Secondary School Bakori n'etiti afọ 1993 na 1996, ma mesịa sonye na Essence International School Kaduna n'etiti 1996 na 1999. Ọ bụ nwa akwụkwọ na Maiduguri, Borno State, site na 2000 ruo 2002. N'agbata afọ 2003 na afọ 2006, ọ bụ nwa akwụkwọ na Mahadum Huron, London, United Kingdom na Project Management College, United Kingdom.

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ nwanyị mbụ nke Steeti Kebbi site na 2007 ruo 2015 yana ónyé mbido na ónyé isi oche ZADAF Foundation for Women and Children Empowerment.

Ihe nrite / Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Federal Medical Center, Birnin Kebbi Child Health Week, Equity 2009 (5 August 2009)
  • Women for Peace International Global Peace Diplomat (30 Septemba 2009)

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Kabir, Hajara Muhammad,. Mmepe ụmụ nwanyị nke ugwu. [Naijiria]. . OCLC 890820657.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]