Chika Ike: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Created by translating the page "Chika Ike" |
O nweghị ihe dị iche.
|
Orübà nà ógè 14:54, 3 Ọgọọst 2017
Chika 'Nancy' Ike (amụrụ ya n'ọnwa iri n'otu n'afọborn 1985) Ọ bụ onye egwuregwu onyo-onyoo nke mba Naijiria Nigerian actress, television personality, producer, businesswoman, philanthropist nakwa model.
Ndụ gboo ya
Amụrụ ya na Onitsha, Anambra, O bidoro ihe onyo-onyoo n'Egwuregwu ndi Ụkachukwu na-afọ 16. Ike bidoro ọrụ dika Model n'afọ 16 mgbe ọgachara secondary school.[1] Na 2005 omere ihe onyo-onyoo ya nke akpọrọ "Sweet Love". Ọgara n'ihu mee ihe onyo-onyoo ndi ọzọ dika: "Nikita" in Bless the Child, To Love a Stranger na Paradise nakwa ọtụtụ ndi ọzọ. Na 2007, Ike mere Mirror of Beauty, nke bụrụ box office hit in. Eziri Mirror of Beauty Odeon na Cineworld, di na UK,[2] aghọpụtakwara ya dika otu n'ime ihe onyo-onyoo eziri na mba Ụwa na Cannes film festival.[3]
Na 2014, O bidoro mewa "Reality television series African Diva Reality TV Show, Nke Ọ bụ onye mmepụta ya pụrụ iche. Eziri ya mbụ na African magic channel di na DSTV ezikwara nke abụọ ya na AIT.[4]
Ọrụ ya
Ihe Onyo-onyoo nakwa Igwe Onyo-onyoo
Ike bidoro ọrụ onyo-onyoo ya na 2005 ebe o mere Sweet Love. Onwetara ọrụ ya nke mbụ pụtara ihe n'otu afọ a n'ihe onyo-onyoo nke akpọrọ "Bless the Child " site oge a, omeela ọtụtụ ihe onyo-onyoo di iche iche Paradise, Mirror of Beauty, To Love a Stranger, Girls Cot Reloaded, Happy Ending, Yes We Will, Anointed Queen na The Prince and the Princess.
Na 2007, eziri Mirror of Beauty na Cineworld nakwa Odeon cinemas di na U.K na 2008 aghọpụtara ya makwa zie ya Cannes film festival.[5]
O mepụtara Ụlọ-ọrụ n'emepụta ihe onyo-onyoo nke ya ọkpọrọ "Chika Ike Production", na 2014, mepụtakwa ihe onyo-onyoo ya nke mbụ "Miss Teacher " na reality TV game show African Diva Reality TV Show nke ọ bụ onye mmepụta ya nakwa otu onye ọka-ikpe ya. Eziri nke mbụ ya na DStv na nke abụọ ya AIT.[6][7] Na 2015, ya na Rok Studios mepụtara "Happy Ending na Stuck on You".[8]
Ọrụ ndi ọzọ
Agụm Akwụkwọ ya
Na 2004, Ike gara University of Lagos (Unilag) mee diploma program afọ abụọ na human kinetics na health education. O mechara ya na 2006 nweta asambodo. Ọgara n'ihu nweta degree na 'Human kinetics' na Health Education na Unilag. Na 2014, Ọgụchara na New York Film Academy di na Los Angeles, California ebe ọ gụrụ film making.[9]
Filantrọpii
Ike rụrụ "Help the Child Foundation" nke ebumnuche ya bụ inyere ụmụ ogbenye aka. Na-afọ 2012 omeere ụmụ 3000 mmemme, nye ha nri, akpa-akwụkwọ, ihe ndi eji ede ihe nakwa ngwa egwuregwu. Afọ niile, Ọ na-eme emume enyemaka nyere ụmụ aka n'enweghi enyemaka, nye agụm akwụkwọ n'efu nakwa ngwa agụm akwụkwọ.[10]
Ngalaba Eyimeyi ya
N'afọ 2011, Ike mepụtara ngalaba eyimeyi ya nke ọkpọrọ "Fancy Nancy" na Abuja, Nigeria.[11]
Ndụ ya
Ike nwere nkwuwaokwu maka abusive relationships, ọ bụrụla onye domestic violence metụrụla. Na-afọ 2013, okwupụtara na di ya n'eti ya ihe na-alum di na nwanyi ha.Ọ gbara alukwaghim na-afọ 2013.[12]
Ihe Inwe na Nghọpụta ya
Ike enwetala ọtụtụ ihe inwe na nghọpụta maka ọrụ ya nke tinyere Africa Movie Academy Awards. Best Upcoming Actress, 2008 Africa Movie Academy Awards., Best Actress in a Supporting Role, 2009.
Afọ | Emume | Ihe Inwe | Recipient | Result |
---|---|---|---|---|
2008 | African Movie Academy Awards | Best Upcoming Actress | Bless the Child | Ahọpụtara |
2009 | African Movie Academy Awards | Best Supporting Actress | Assassination | Ahọpụtara |
2009 | African Youth Society Award | Best Role Model in Africa | Self | Merie |
2009 | City People Entertainment Awards | Best Supporting Actress | Self | Ahọpụtara[13] |
2011 | Donven Club Awards | Best Actress | Self | Merie[13] |
2011 | United Nations Messenger of Peace | United Nations Youth Ambassador for Peace | Self | Honorary [14] |
2012 | African Heritage Awards | Contributions to The Youth In Africa | Self | Merie |
2013 | HOG Award | Icon of Hope | Self | Merie |
2013 | Actors Guild of Nigeria (AGN) Award | Most Disciplined Actress | Self | Merie |
2013 | Cynosure Magazine Nigerian Fashion Recognition Awards | Nollywood Fashion Icon of the Year | Self | Merie |
2016 | City People Entertainment Awards | Face of Nollywood | Self | Ahọpụtara[15] |
2016 | ZAFFA Awards | Best Producer | Miss Teacher | Ahọpụtara[16] |
2016 | ZAFFA Awards | Best Actress | Miss Teacher | Ahọpụtara[16] |
Filmografi
Afọ | Film | Ọrụ ya | Ndetu |
---|---|---|---|
2015 | Miss Teacher | Nwanne | Drama, Romance |
2016 | Happy Ending | Lape | Drama, Romance |
2016 | Locked up | Susan | Drama, Romance |
2006 | The Seekers | yvonne | I & II |
2014 | Secret Act | I & II | |
2012 | Bridge of Contract | ||
2012 | The End is Near | ||
2006 | White Chapel | Yvonne | |
2010 | Street President' | Nene | |
2009 | Dangerous Beauty | Anita | |
2009 | Eyes of the Nun | ||
2009 | Harverst of Love | Nancy | |
2008 | Before The Rain | Anita | |
2006 | Emotional Blunder | Yvone | |
2008 | Desire | Juliet | |
2008 | Jealous Princess | Mercy |
Nrụtụaka
- ↑ Chika Ike Biography, Nollywood Star Actress. Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Template error: argument title is required.
- ↑ Chika Ike Biography, Profile, Movies, Latest News & Life History | NaijaGistsBlog Nigeria, Nollywood, Celebrity ,News, Entertainment, Gist, Gossip, Inspiration, Africa. Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ "African Diva Reality TV show season 1 Archives". Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Chika Ike Making Waves In The International Scene (2007-09-28). Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Kayode Badmus (2015-08-02). Chika Ike begins production of new movie ‘All of me’ - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games. Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Chika Ike: 5 Nollywood movies produced by actress - Movies - Pulse (de). Pulse.ng (2016-11-08). Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Watch the Trailer for Chika Ike’s New Movie "One Fine Day" | A Story of an Obsessed Ex (2016-06-30). Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ "Chika Ike graduates from LA Film School", 2014-05-24. Retrieved on 2017-01-24.
- ↑ Chika Ike’s Good Deed – Feeds Less Privileged Kids for Easter (2014-04-25). Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Nollywood Actress Chika Ike opens "Fancy Nancy" Store in Abuja – Mercy Johnson, Jim Iyke, Mike Ezuruonye, Goldie & More Attend (2011-09-28). Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ Damilare Aiki (2013-08-10). Chika Ike: "I Left My Marriage because I was a Victim of Domestic Violence" | Nollywood Actress shares Story of Physical Assault. Retrieved on 2017-01-21.
- ↑ 13.0 13.1 Chika Ike. Naij. Retrieved on 2017-01-24.
- ↑ Arogundade, Funsho (2012-01-05). Chika Ike Bags UN Ambassador Award. P.M. News. Retrieved on 2017-01-24.
- ↑ Izuz, Chidumga (2016-11-07). 'Suru L'ere,' 'Tinsel,' Adeniyi Johnson, Mide Martins among nominees. Retrieved on 2017-01-24.
- ↑ 16.0 16.1 Staff writer(s); No by-line-->. ZAFAA 2016 Nominees. ZAFAA. Retrieved on 2017-01-24.
- Chika Ike unveiled as the Face of Bullet Energy Drink in London (2014-03-25). Retrieved on 2017-01-21.
- Chopping money babe: Chika Ike unveiled as Bullet Energy Drink brand ambassador - INFORMATION NIGERIA (2014-03-26). Retrieved on 2017-01-21.
- Anambra State Born Chika Ike is on the Cover of Latest Issue Vanguard Allure’s Kokolevels (2016-08-13). Retrieved on 2017-01-21.