Abuja
| Oge/afọ mmalite | 1828 |
|---|---|
| Aha gọọmenti | Abuja |
| Akara ala | Abuja |
| Mmụọ ọjọọ | Abujanais, Abujanaise, абуджа́нец, абуджа́нцы |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Isi obodo nke | Naijiria, Federal Capital Territory (Nigeria), Abuja Municipal |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Federal Capital Territory (Nigeria) |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 9°3′20″N 7°29′29″E |
| Onye òtù nke | World Tourism Cities Federation |
| Òtù nlekọta ejima | Brasilia |
| Webụsaịtị | https://fcta.gov.ng/ |
| Oge ndekọ mbụ edere | 1700 |
| Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of Abuja |



Abuja bụ isi obodo Naigeria, dị n'usoro dị na etiti etiti obodo n'ime Federal Capital Territory (FCT). O no n'etiti ya. Dị ka oche nke Gọọmenti Etiti nke Naigeria, ọ na-akwado nnukwu ụlọ ọrụ mba, akara ala, na ụlọ gbasasịrị n'ofe mpaghara iri ise ya. Ọ nọchiri Lagos (Obodo kasị nwee nde mmadụ na Nigeria) dịka isi obodo na 12 Disemba 1991. Lagos bụla isi ruru 1976 mgbe government Naigeria mere ebe Federal Capital Territory, ha hapu Lagos mee Abuja isi ya.
| ||||||||
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja