Sierra Leone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Republic of Sierra Leone
Íshí oche Freetown
Asụsụ obodo Békè'
Area
 -  Total 71.740 km2 
27,699 sq mi 
 -  Water (%) 1.1[1]
Population
 -   census 4,976,871 (2004)[2] 
Currency Leone (SLL)
Time zone GMT (UTC±0)
Freetown bụ íshi oche Sierra Leone.

Sierra Leone, nke ana-kpo kwa, Republic of Sierra Leone, bu otu obodo no na Afrịka. Mádu jùrù ya nke 4,976,871 (2004; census).[3] Ǫnǫ na etiti Guinea na Liberia.

Íshi oche Sierra Leone bu ebe ana-kpo Freetown, nwéré madu ha sị rùrù, 772,873 (2004; census).[4]

Lee nke ozo[mèzi | edit source]

Links n'aga n'ezi[mèzi | edit source]

References[mèzi | edit source]

  1. The World Factbook, CIA Directorate of Intelligence, 24 July 2008, looked up on 26 February 2016.
  2. Madu na Sierra Leone, na citypopulation.de/SierraLeone, looked up on 26 February 2016.
  3. Madu na Sierra Leone, na citypopulation.de/SierraLeone, looked up on 26 February 2016.
  4. Madu na Freetown, na citypopulation.de/SierraLeone, looked up on 27 February 2016.