Asụsụ Bekee
Ọdịdị
English
| obere ụdị nke | Anglic |
|---|---|
| akara ala | English |
| Ndekọ IPA | ˈɪŋɡlɪʃ |
| A gụrụ aha | obodo dị na ugwu ọdịda anyanwụ Europe, akụkụ nke United Kingdom |
| ụmụ amaala ka | obodo dị na ugwu ọdịda anyanwụ Europe, akụkụ nke United Kingdom |
| nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | Two-fisted science : Vannikov the reflector |
| onye nlereranya | French, Vulgar Latin, Germanic, Greek, Old Danish |
| ụdị asụsụ | subject–verb–object, nominative–accusative language, stress-timed language, place–manner–time, fusional language |
| nwere grammatical case | genitive ikpe, nominative ikpe, oblique ikpe |
| nwere grammatical ọnọdụ | indicative, subjunctive, interrogative |
| nwere ụtọ asụsụ okike | nwoke, nke nwanyi, neuter |
| usoro ederede | Latin script |
| òtù na-achịkwa asụsụ | no value |
| bịanyere aka n'akwụkwọ | ejiri aka tinye akara bekee |
| Ọkwa asụsụ UNESCO | 1 safe |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 0 International |
| mụrụ ya | English studies |
| nwere àgwà | agreement |
| akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of English |
| WikiProject na-elekọta ya | Wiktionary:About English |
| ụdị metụtara | Category:English pronunciation, Category:English-language animated films |
| entry in abbreviations table | англ., инг. |
| PyPI trove classifier | Natural Language :: English |
| Stack Exchange saịtị | https://english.stackexchange.com |
| Stack Exchange mkpado | https://linguistics.stackexchange.com/tags/english |
| Koodu asụsụ Wikimedia | en |
| megidere nke | na-abụghị bekee |
| ngalaba maka ihe nkiri n'asụsụ a | Category:English-language films |
Asụsụ Bekee (Bekee: English) bu asụsụ ana-asụ n'Ala Bekee (Bekee: England) na ụfọdụ obodo ọzọ dịka Njikọtaọhà Amerika na Ostraliya. Ana-asụkwa ya na Naijiria.
Bekee bụ ụdịrị asụsụ ana-akpọ "West Germanic". Bekee si ezinaụlọ "Indo-European". O si Jemani bịa Ala Bekee mgbe ọ bụ Bekee Ochie. Mgbe Ndị Normani bịa, o bidoro ịgbanwe. Bekee nke oge nka bụ "Middle English". Bekee ana-asụ kịta bụ Bekee Ugbu Nka.
