Ostraliya
Ọdịdị
Ostraliya
Akụkụ nke | MIKTA, Australia and New Zealand, Australasia, Commonwealth of Nations |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1 Jenụwarị 1901 |
aha njirimara | ꠅꠡ꠆ꠐꠦꠟꠤꠀ |
aha gọọmenti | Commonwealth of Australia |
akara ala | Australia |
aha mkpirisi | AUS |
Ndekọ IPA | əsˈtreɪljə |
Archive na | National Archives of Australia |
A gụrụ aha | Terra Australis |
asụsụ njieme | Australian English, Auslan |
Abụ njirimara | Advance Australia Fair |
omenala | culture of Australia |
ederede moto | There's NOTHING like Australia |
kọntinent | Oceania |
mba/obodo | Ostraliya |
isi steeti | Canberra |
dị na mpaghara oge | UTC+10:00 |
dị na / na njirimara ahụrụ ányá | Tasmania, mainland Australia |
nhazi ọnọdụ | 25°0′0″S 133°0′0″E |
nhazi nke ebe ọwụwa anyanwụ | 28°38′15″S 153°38′14″E |
nhazi nke ebe ugwu | 10°41′14″S 142°31′53″E |
nhazi nke ebe ndịda | 43°38′40″S 146°49′30″E |
nhazi nke ebe ọdịda anyanwụ | 26°9′5″S 113°9′18″E |
geoshape | Data:Australia.map |
ebe kachasi elu | Mawson Peak |
kacha ala | Kati Thanda–Lake Eyre |
isi ụdị ọchịchị | representative democracy, constitutional monarchy, federation |
ụlọ ọrụ nke onye isi ala na-enwe | monarch of Australia |
Onye isi ala | Charles III |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Prime Minister of Australia |
Onyeisi gọọmenti | Anthony Albanese |
has cabinet | Federal Executive Council (Australia) |
Executive òtù | Australian Government |
òtù omebe iwu | Parliament of Australia |
ikike ikpe kachasị elu | High Court of Australia |
central bank | Reserve Bank of Australia |
Ego | Australian dollar |
ederede ntọala | Constitution of Australia |
akụkụ ịkwọ ụgbọala | left |
ụdị nkwụnye ọkụ eletrik | AS/NZS 3112 |
na-esochi | United Kingdom of Great Britain and Ireland |
ihe omume dị ịrịba ama | Statute of Westminster 1931 |
mụrụ ya | Australian studies |
onye nchọpụta | Willem Janszoon |
webụsaịtị | https://www.australia.gov.au/ |
kọwara na URL | https://www.dfat.gov.au/about-australia |
Ebe Data n'esonyeghi nọ | https://data.gov.au/ |
hashtag | Australia |
Ogo dị elu ọnọdụ ịntanetị | .au |
Iwu isi Ederede | Constitution of Australia |
ọkọlọtọ | Flag of Australia |
uwe agha | coat of arms of Australia |
nwere akara, baajị, ma ọ bụ sigil | Great Seal of Australia |
akara ngosi | Acacia pycnantha, opal |
ọdịdị ala nke isiokwu | geography of Australia |
nwere àgwà | free country |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Australia |
ndepụta ihe ncheta | Monuments of Australia |
official religion | no value |
akụkụ okporo ụzọ ụgbọ oloko | left |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Australia |
agba agba | akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ, gold |
ụdị metụtara | Category:Australia-related lists |
emeghe data portal | data.gov.au |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Australia |
demographics nke isiokwu | demographics of Australia |
WordLift URL | https://data.thenextweb.com/tnw/entity/australia.html |
koodu obodo mkpanaka | 505 |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +61 |
akpati nganiihu | 0 |
nọmba ekwentị mberede | 000 |
Koodu obodo GS1 | 930-939 |
koodu akwụkwọ ikike maka ụgbọ ala | AUS |
ọnụọgụ njirimara mmiri | 503 |
NCI Thesaurus ID | C16311 |
Stack Exchange mkpado | https://travel.stackexchange.com/tags/Australia |
agwa Unicode | 🇦🇺 |
category for honorary citizens of entity | Category:Honorary citizens of Australia |
udi maka maapụ | Category:Maps of Australia |
Ọstrelia (Australia), nke a na-akpọkwa Ohamba Ọstrelia (Commonwealth of Australia) bụ mba na-achị onwe ha nke dị n'ebe ndịda ụwa. Ala ndị mejupụtara mba a gunyere nnukwu agwaetiti Ọstrelia, agwaetiti Tasmenia, nakwa obere agwaetiti ndị ọzọ. Ọstrelia bụ mba kacha ukwu n'akụkụ ụwa a na-akpọ Oshịnia (Oceania), ma bụrụkwa nke isịị ma agụwa mba kacha ibu n'ụwa. N'ịme alaukwu niile nọ n'ụwa, Ọstrelịa kacha kpọọ nkụ, kacha mee ochie, ma bụrụkwa nke ịdịelu ya pekachara mpe. N'ihi ibu o buru, Ọstrelia nwere ụdịrị osisi na anụmanụ dịgasị ịche ịche. Ala Ọstrelia nwere akụkụ bụ okeọhịa na nsọtu ebe ugwu ya, ala mbara n'ebe ndị ọzọ nọkwa n'ebe ugwu, ala ịkpa n'etiti, nakwa ugwu ndị dị elu n'ebe ọwụwa anyanwụ.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]