Òrìmìlì Atlantic
Ọdịdị
Òrìmìlì Atlantic
| Akụkụ nke | Òrìmìlì uwa |
|---|---|
| Tributary | Una River, Una River (Una, Bahia), Amazon |
| A gụrụ aha | Atlas |
| Mmụọ ọjọọ | Atlantic |
| Mba/obodo | no value |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | international waters |
| Nhazi ọnọdụ | 0°0′0″N 30°0′0″W |
| Kacha ala | Milwaukee Deep |
| Nkwekọrịtara oke ala | Baetic Depression, North Africa, Òrìmìlì India |
| Jikọọ na | Atlantic Continental Shelf |

Atlantic Ocean bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. O bu nke abwo hiri nne, nke mbu buru Pacific Ocean. Oke osimiri ahu no na aga Afrika ma ala ukwu Amerika, no n'elu Antarctica ma okpuru ebe Arctic.