Oke osimiri bu miri ukwu-ukwu na ba uwa buru-buru. Adi otu oke osimiri n'uwa, nke ana kpo World Ocean, a kewasi ya n'ise: Pacific, Atlantic, ma ufodi, Indian, Arctic, na Southern.
Oshimiri Pacifik bu miri hiri nne, kachasiri osimiri ndi ozo, Atlantic Ocean a soro ya.