Southern Ocean

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Southern Ocean

Oke osimiri nke ana kpo Southern Ocean, ma Antarctic Ocean na South Polar Ocean ufodu, bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise. O bu osimiri nke ano hiri nne, osimiri nke mbu bula Pacific Ocean na Atlantic Ocean, bu nke e kere la azu. O no na okpuru ala uwa nile, no n'elu Antarctica.

Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]