Òrìmìlì Pacific
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Pacific Ocean)
Òrìmìlì Pacific
| Akụkụ nke | Òrìmìlì uwa |
|---|---|
| mba/obodo | no value |
| dị na ngalaba nhazi mpaghara | international waters |
| dị na / na njirimara ahụrụ ányá | Àlà |
| nhazi ọnọdụ | 0°0′0″N 160°0′0″W |
| nhazi nke ebe ọwụwa anyanwụ | 55°57′0″S 67°15′0″W |
| nhazi nke ebe ugwu | 58°12′59″N 169°0′0″W |
| nhazi nke ebe ndịda | 60°0′0″S 125°0′0″W |
| nhazi nke ebe ọdịda anyanwụ | 0°53′30″S 128°41′35″E |
| kacha ala | Challenger Deep |
| Nkwekọrịtara oke ala | Òrìmìlì India |
| Stack Exchange mkpado | https://travel.stackexchange.com/tags/pacific-ocean |

Pacific Ocean bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. O kachasiri ndi miri ozo nile e kere na oke osimiri ahu. Pacific Ocean no na aga Asia na Australia na otu aka, no na agaga ala ukwu Amerika na aka ozo, bu n'elu Antarctica ma okpuru ebe Arctic.