Gaa na ọdịnaya

Saint Helena

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saint Helena
island
A gụrụ ahaHelena Augusta Dezie
mmụọ ọjọọSaint Helenians, Saints Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodorealm of the United Kingdom Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSaint Helena Dezie
dị na mpaghara ogeUTC±00:00, Atlantic/St_Helena Dezie
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiriSouth Atlantic Ocean Dezie
nhazi ọnọdụ15°57′0″S 5°43′0″W Dezie
ebe kachasi eluDiana's Peak Dezie
kacha alaÒrìmìlì Atlantic Dezie
akụkụ ịkwọ ụgbọalaleft Dezie
oge nchọpụta ma ọ bụ mmepụta ihe1502 Dezie
nhọpụta nketaTentative World Heritage Site Dezie
ọdịdị ala nke isiokwugeography of Saint Helena Dezie
World Heritage criteria(x) Dezie
Akụ na ụba nke isiokwueconomy of Saint Helena Dezie
demographics nke isiokwudemographics of Saint Helena Dezie
ọnụọgụ njirimara mmiri665 Dezie
agwa Unicode🇸🇭 Dezie
Map
Àgwè Saint Helena
(Saint Helena Island)
Location nke St. Helena
Íshí ocheJamestown
Largest city Half Tree Hollow
Asụsụ obodo bekee
Area
 -  Total 121 km2 
47 sq mi 
Population
 -   census 3,981 (2008)[1] 
Currency Saint Helena Pound (SHP)
Time zone GMT (UTC±0)
Drives on the left
Internet TLD .sh
Calling code +290


Saint Helena bụ otu obodo no na Afrịka.

Ǫmúmú-àlà

[dezie | dezie ebe o si]

Saint Helena bụ àgwè di na ebe ndida Òrìmìlì Atlantic (coordinates 15°56′00″S, 05°43′12″W). O no n'etiti Afrịka na Amerikạ.

Àgwè onwéré mádu ha sị rùrù, 3,981 (2008, census) na 4,580 (2015; projection).[2] Ya ịsị óche bụ Jamestown. Ama ugwu no na akuku Òrìmìlì Atlantic. Jamestown onwéré mádu ha sị rùrù, 640 (2008, census).[3]

Ǫchịchi obodo

[dezie | dezie ebe o si]

Saint Helena, Ascension na Tristan da Cunha bụ British Overseas Territory, ya mere akụkụ nke Njikota Ochíchìézè.

Ákíkó mbu

[dezie | dezie ebe o si]

Napoleon (Napoléon Bonaparte) (15 Ọgọọst 1769 - 5 Mee 1821) bụrụ onye french na eze n'ime France. Ebe ọ bụ na 1815 ire ọkụrụ na Saint Helena na nwụrụ ebea n'afọ 1821.

Ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

Etiti ekpemeoku ya no na 21.8 °C (na ebe ugwu-ọdịda anyanwụ nke àgwè). Ozuzomiri ya bụ ihe dika 114 mm nime otu afǫ (nakwa ebe ugwu-ọdịda anyanwụ nke àgwè).[4]

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]
[dezie | dezie ebe o si]

References

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Madu na Saint Helena, citypopulation.de/StHelena, looked up on 17 March 2016.
  2. Madu na Saint Helena, citypopulation.de/StHelena, looked up on 17 March 2016.
  3. Madu na Saint Helena, citypopulation.de/StHelena, looked up on 17 March 2016.
  4. Ihu igwe Saint Helena na sainthelenaisland.info/weatherchart, looked up on 17 March 2016.