Nkeji Ochíchííwu Kano

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Steeti Kano
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite27 Mee 1967 Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiKano Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ11°30′0″N 8°30′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Kano.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGovernor of Kano State Dezie
Onyeisi gọọmentiAbdullahi Umar Ganduje Dezie
Executive òtùExecutive Council of Kano State Dezie
òtù omebe iwuKano State House of Assembly Dezie
Nkwekọrịtara oke alaȮra Jigawa, Ȯra Bawuchi, Kaduna Steeti, Ȯra Katsina Dezie
dochieÓgbè Ebe Ugwu, Naịjirịa Dezie
webụsaịtị Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Kano State Dezie
Map

Ȯra Kano (Kano State; Nkeji Ochíchííwu Kano) bu state no n'ebe elu Naigeria. Isi ya bu obodo ana-kpo Kano kwaa.

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ihu igwe Kano Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Steeti a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]