Gaa na ọdịnaya

Ȯra Kaduna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kaduna Steeti
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite1976 Dezie
Akara alaKaduna State Dezie
A gụrụ ahaKaduna River Dezie
Asụsụ njiemeEnglish Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Isi steetiKaduna Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
Dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
Nhazi ọnọdụ10°20′0″N 7°45′0″E Dezie
Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGọvanọ Kaduna State Dezie
Executive òtùexecutive council of Kaduna State Dezie
Òtù omebe iwuỤlọ omebe iwu Kaduna steeti Dezie
DochieNorth-Central state Dezie
Koodu Nzipu ozi720001 Dezie
Webụsaịtịhttps://kdsg.gov.ng Dezie
Udi maka maapụCategory:Maps of Kaduna State Dezie
Map

Ȯra Kaduna (Kaduna State) bu state no n'ime Naigeria.

Ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

Ọnodu ihu igwe Kaduna Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]