Nnenna Elendu Ukeje: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
m added Category:Ụmụ nwanyi nọ na ndọrọ ndọrọ ọchichi using HotCat |
Created by translating the page "Nnenna Elendu Ukeje" |
||
Ahiri 1: | Ahiri 1: | ||
'''Nnenna Ijeoma Elendu Ukeje''' bụ onye na anọchite anya ndi Bende, [[Ȯra Abia|Abia State]], [[Naijiria|Nigeria]] na gburugburu nke Etiti. A họpụtara ya ọzọ na okwa nke a na ọnwa nke ise na afọ 2011, enye kwara ya okwa nke onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ. Na ndọrọndọrọ nke afọ 2015 ahọpụtara ya ọzọ ma nyekwa ya onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ. |
'''Nnenna Ijeoma Elendu Ukeje''' bụ onye na anọchite anya ndi Bende, [[Ȯra Abia|Abia State]], [[Naijiria|Nigeria]] na gburugburu nke Etiti. A họpụtara ya ọzọ na okwa nke a na ọnwa nke ise na afọ 2011, enye kwara ya okwa nke onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ. Na ndọrọndọrọ nke afọ 2015 ahọpụtara ya ọzọ ma nyekwa ya onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ. |
||
== |
== Ndụ ya == |
||
Ukeje bụ onye Alayi na Abia State ọ gụrụ sekọndịrị na ụlọ akwụkwọ a na akpọ Federal Government Girls College, Owerri, Imo State. Ọgụkwara akwụkwọ na mmahadụm nke Benin |
Ukeje bụ onye Alayi na Abia State, ọ gụrụ sekọndịrị na ụlọ akwụkwọ a na akpọ Federal Government Girls College, Owerri, Imo State. Ọgụkwara akwụkwọ na mmahadụm nke Benin nọ na Edo State tụpụ ya aga weta asambodo na Mahadụm nke a na akpọ University of Lagos. Asambodo nke oritere bụ na ngalaba ndi na ahụ maka ihe mmụta.<ref>{{Cite web|url=http://www.nassnig.org/nass2/portfolio/profile.php?id=hon.nnenn.aukeje|title=National Assembly {{!}} Federal Republic of Nigeria|last=Assembly|first=Nigerian National|website=www.nassnig.org|language=en|access-date=2017-12-20}}</ref> |
||
Tụpụ ya ebido ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ gbara mbọ na ọrụ njikwa ụlọ-oriri na nkwari. Ụkeje mere ka ndi mmadụ mara na mmasi ya maka ihe gbasara ọrụ ohanaeze si na aka papa ya nwụrụ awụ bụ Kaptin Elendu-Ụkeje, onye etụrụ ụgo na okwa ya (Onye na anya ụgbọelu) na ụlọ ọrụ ya na Naijiria Air Fọsụ ya na Naijirian Airwes tụpụ ọga ezụmike-nka. Mama Ụkeje aha ya bụ Roseline Ukeje, jere ozi na ọnọdụ Onyeisi Ikpe na Ụlọ-Ikpe elu nke Etiti tụpụ ọ laa ezụmike-nka.<ref>{{Cite web|url=https://guardian.ng/features/nigerian-womens-scorecard-in-2015-polls/|title=Nigerian Women’s Scorecard In 2015 Polls|last=Uzoanya|first=Ekwy P.|date=18 April 2015|work=The Guardian|accessdate=28 December 2017}}</ref><ref>{{Cite web|url=http://www.nigerianbiography.com/2015/11/biography-of-nnenna-ukeje.html|title=Biography of Nnenna Ukeje|date=20 November 2015|work=Nigerian Biography|accessdate=28 December 2017}}</ref> |
|||
== Ọrụ ndọrọ ndọrọ ochịchị == |
|||
Mgbe Ukeje dabatara na ndọrọ ndọrọ ọchichi na afọ [[2007]] , o were ọkwa onye nochitere anya ndi Bende na agbụrụ Gomentị Etiti, Abia Steetị na [[People's Democratic Party|People's Democratic Party (Nigeria)]]. A họpụtaghariri ya ọzọ na afọ 2011. |
|||
== References == |
== References == |
||
{{Reflist|2}} |
{{Reflist|2}} |
||
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]] |
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]] |
||
[[Òtù:Ụmụ nwanyi nọ na ndọrọ ndọrọ ọchichi]] |
Orübà nà ógè 10:18, 30 Julaị 2018
Nnenna Ijeoma Elendu Ukeje bụ onye na anọchite anya ndi Bende, Abia State, Nigeria na gburugburu nke Etiti. A họpụtara ya ọzọ na okwa nke a na ọnwa nke ise na afọ 2011, enye kwara ya okwa nke onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ. Na ndọrọndọrọ nke afọ 2015 ahọpụtara ya ọzọ ma nyekwa ya onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ.
Ndụ ya
Ukeje bụ onye Alayi na Abia State, ọ gụrụ sekọndịrị na ụlọ akwụkwọ a na akpọ Federal Government Girls College, Owerri, Imo State. Ọgụkwara akwụkwọ na mmahadụm nke Benin nọ na Edo State tụpụ ya aga weta asambodo na Mahadụm nke a na akpọ University of Lagos. Asambodo nke oritere bụ na ngalaba ndi na ahụ maka ihe mmụta.[1]
Tụpụ ya ebido ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ gbara mbọ na ọrụ njikwa ụlọ-oriri na nkwari. Ụkeje mere ka ndi mmadụ mara na mmasi ya maka ihe gbasara ọrụ ohanaeze si na aka papa ya nwụrụ awụ bụ Kaptin Elendu-Ụkeje, onye etụrụ ụgo na okwa ya (Onye na anya ụgbọelu) na ụlọ ọrụ ya na Naijiria Air Fọsụ ya na Naijirian Airwes tụpụ ọga ezụmike-nka. Mama Ụkeje aha ya bụ Roseline Ukeje, jere ozi na ọnọdụ Onyeisi Ikpe na Ụlọ-Ikpe elu nke Etiti tụpụ ọ laa ezụmike-nka.[2][3]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ochịchị
Mgbe Ukeje dabatara na ndọrọ ndọrọ ọchichi na afọ 2007 , o were ọkwa onye nochitere anya ndi Bende na agbụrụ Gomentị Etiti, Abia Steetị na People's Democratic Party (Nigeria). A họpụtaghariri ya ọzọ na afọ 2011.
References
- ↑ Assembly, Nigerian National. National Assembly | Federal Republic of Nigeria (en).
- ↑ Uzoanya, Ekwy P. (18 April 2015). Nigerian Women’s Scorecard In 2015 Polls. The Guardian. Retrieved on 28 December 2017.
- ↑ Biography of Nnenna Ukeje. Nigerian Biography (20 November 2015). Retrieved on 28 December 2017.