Asabe Vilita Bashir: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Ọdịdị
Content deleted Content added
Created by translating the page "Asabe Vilita Bashir" |
O nweghị ihe dị iche.
|
Orübà nà ógè 15:26, 13 Septemba 2018
Asabe Vilita Bashir (onye amụrụ na 1965) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Nigerian n' ọkwa gọọmenti etiti. Ọ na-akwado ndị inyom na ụmụaka.
Agụm Akwụkwọ ya
Bashir nwetara akwụkwọ GCE si n'aka Federal Government College na Maiduguri na 1984. O debanyere aha na Mahadum University of Maiduguri ka ọ mụọ Ṅkụzi. E nyere ya BSc na Education na 1988, onye nọ na nchịkwa na atụmatụ 'MEd in Administration and Planning' na1992, na Ph.D. na Nkà ihe ọmụma na 2002.[1]
Ọrụ ya
Ọ bụ onye òtù nke Ụlọ Nnọchiteanya Nigeria na Gọọmenti etiti,[2] na-anọchite anya Gwoza, Chibok na Damboa federal konstituencies na Borno State. Ọ na-akwado oru ngo nke ga-eme ka ndụ nke ndị Boko Haram insurgency na-emerụ ahụ, karịsịa ụmụ nwanyị na ụmụaka.[3][4]
Ṅrụtụaka
- ↑ Hon. Asabe Vilita Bashir: Education. Federal Republic of Nigeria.
- ↑ Biography of Asabe Vilita Bashir (2015-12-16).
- ↑ Lawmaker to Aisha Buhari: Start a pet project on Boko Haram victims. Retrieved on 26 May 2018.
- ↑ Reps to FG: Reopen schools in Borno, Yobe, Adamawa. The Nation. Retrieved on 26 May 2018.
Njikọ mpụgha
- Profile na National Assembly website