Jump to content

Ego Ihenacho: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Created by translating the page "Ego (singer)"
O nweghị ihe dị iche.

Orübà nà ógè 13:02, 14 Novemba 2020

Nwakaego Ihenacho Ogbaro, [1] a maara nke ọma dịka Ego, bụ onye na-agụ na onye na-ede egwu na Naijiria. A mụrụ ya na Imo steeti, a maara ya nke ọma dịka onye na-agụ egwu n'otu egwu Lagbaja nke akpọrọ Africano. [2] Ego e dego egwu dika "Konko Below", "Nothing for You" na "Never Far Away". [3] Ya na Lagbaja na-agakarị njem ị ga mba ụwa dị iche iche maka ị gụ egwu. Ego hapụrụ Africano iji chụọ ọrụ naanị ya n'afọ 2007. O mechara mepụta otu akpọrọ Indigo. Kemgbe ọ hapụrụ ndị otu Lagbaja, ya na ndị ọgụegwu dịka Sunny Nneji, Djinee, Tosin Martins, Ayanbirin na Blaise, tinyere ndị ọzọ a gụkọọla egwu. [4] O sorogokwa Weird MC, Aṣa, Cobhams Asuquo na Yinka Davies gụọ egwu. O weputara "I Believe", isi adụ bụkwazị otu n'ime abọm studiyo izizi ya. E debara ya dika onye nnochite anya Globacom n'afọ 2008.

Mmụta

Ego gara ụlọ akwụkwọ Central Primary na Ikeja High School, dị na GRA na Legọs. Ego bụ nwa akwụkwọ kacha elu na Ikeja High School. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị n'afọ 1991. [5]

Nrite

Ego enwetala ọtụtụ onyinye site na ụlọ ọrụ dị iche iche gụnyere:

Hụkwa

Nrụtụaka

Njikọ dị na mpụga