Ego Ihenacho
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Nwakaego Ihenacho Ogbaro |
Aha ọmụmụ | Nwakaego Ihenacho Ogbaro |
aha pseudonym | ego |
Ebe ọmụmụ | Imo State |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-abụ abụ |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Nwakaego Ihenacho Ogbaro Audio , [1] a maara nke ọma dịka Ego, bụ onye na-agụ na onye na-ede egwu na Naijiria. A mụrụ ya na Imo steeti, a maara ya nke ọma dịka onye na-agụ egwu n'otu egwu Lagbaja nke akpọrọ Africano. [2] Ego e dego egwu dika "Konko Below", "Nothing for You" na "Never Far Away". [3] Ya na Lagbaja na-agakarị njem ị ga mba ụwa dị iche iche maka ị gụ egwu. Ego hapụrụ Africano iji chụọ ọrụ naanị ya n'afọ 2007. O mechara mepụta otu akpọrọ Indigo. Kemgbe ọ hapụrụ ndị otu Lagbaja, ya na ndị ọgụegwu dịka Sunny Nneji, Djinee, Tosin Martins, Ayanbirin na Blaise, tinyere ndị ọzọ a gụkọọla egwu. [4] O sorogokwa Weird MC, Aṣa, Cobhams Asuquo na Yinka Davies gụọ egwu. O weputara "I Believe", isi adụ bụkwazị otu n'ime abọm studiyo izizi ya. E debara ya dika onye nnochite anya Globacom n'afọ 2008.
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ego gara ụlọ akwụkwọ Central Primary na Ikeja High School, dị na GRA na Legọs. Ego bụ nwa akwụkwọ kacha elu na Ikeja High School. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị n'afọ 1991. [5]
Nrite
[dezie | dezie ebe o si]Ego enwetala ọtụtụ onyinye site na ụlọ ọrụ dị iche iche gụnyere:
- Kim Lawani's Most Promising Female Act of the Year at the Fame Music Awards in 1998
- The Best Vocal Performance (Female) at the Hip Hop World Awards in 2006
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- African hip hop
- Nigerian hip hop
- Music of Nigeria
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ WHY I LEFT LAGBAJA – EGO. Nollywoodgists.com (2007-03-30). Retrieved on 2020-02-05.
- ↑ https://ng.opera.news/ng/en/entertainment/e5cf452d77e079220513df912ff648cd
- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2020-11-16. Retrieved on 2020-11-14.
- ↑ https://www.manpower.com.ng/people/16303/ego-ihenacho-ogbaro
- ↑ https://www.manpower.com.ng/people/16303/ego-ihenacho-ogbaro