Étienne Nzabonimana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Étienne Nzabonimana
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereÉtienne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1950 Dezie
convicted ofgenocide Dezie

Étienne Nzabonimana (amụrụ n'afọ 1950), onye bụbu obere onye ọchụnta ego na Kirwa, Rwanda, a mara ya ikpe na Belgium na abalị iri abụo na ise na onwa nke isii, na afọ 2005 maka ọrụ ya na mgbukpọ agbụrụ Rwanda nke afọ 1994. Kpọmkwem, ndị ji anya ha hụ ihe mere na-arụ ụka na ọ bụ onye ndú nke Kibungo Club, nke a na-ekwu na ọ na-eme atụmatụ mgbukpọ ahụ tupu oge eruo, nakwa na ọ lekọtara ụfọdụ ogbugbu na mpaghara Kibungo. Ndị ọka ikpe rụrụ ụka na ya na nwanne ya nwoke, Samuel Ndashyikirwa, nyere ndị agha Rwanda ụgbọala tinyere ngwá agha na biya. A mara ya ikpe maka inyere ndị agha Hutu aka igbu ndị Tutsis 50,000 na ndị Hutus dị nro, ọ ga-anọ afọ iri na abụọ n'ụlọ mkpọrọ, ebe nwanne ya nwoke ga-eje ozi iri.

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]