Gaa na ọdịnaya

Éva Allice

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Éva Allice
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịFrance, Morocco Dezie
Aha enyereÉva Dezie
Aha ezinụlọ yaAllice Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Jenụwarị 2002 Dezie
Ebe ọmụmụDreux Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Éva Allice (Arabic, amụrụ na 2 Jenụwarị 2002) bụ onye na agba bọọlụ nke na agbachitere otu egwuregwu nke Nkewa 3 Féminine FC Nantes . A mụrụ ya na France, ọ na-anọchite anya Morocco na mba ụwa.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Allice agbaala bọọlụ maka Le Mans FC na Nantes na France.

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Allice mere nke mbụ ya na Morocco na 10 June 2021 na mmeri enyi na enyi 3-0 na Mali.

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Eva Allice. Global Sports Archive.
  • Éva Allice on Instagram
  • Éva Allice at Soccerway

Templeeti:Morocco squad 2022 Africa Women Cup of Nations