Ìhè Zọpụtara Ya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ìhè Zọpụtara Ya
ọrụ edemede
derivative workSaved by the Light Dezie
mba osiNjikota Obodo Amerika Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1995 Dezie

Saved by the Light bụ akwụkwọ ife mere eme nke Dannion Brinkley dere n'afọ 1994 na ọ na'akọwa ahụmahụ ọ fọrọ nke nta ka ọ nwụọ (NDE). Ọ bụ Paul Perry dere ya. E mere akwụkwọ ahụ maka ihe nkiri FOX TV nke afọ 1995 nke otu aha ahụ nke Eric Roberts.

Ihe ndị dị na ya[dezie | dezie ebe o si]

Brinkley kwụrụ na àmụ̀mà kụrụ ya ma nwụọ n'ihe dị ka nkeji iri abụọ na asatọ. O mechara kwuo banyere ọwa mmiri gbara ọchịchịrị, nke obodo kristal, na "katidral nke ihe ọmụma" ebe "ndị mmụọ ozi" iri na atọ sooro ya kerịta ihe karịrị otu narị mkpughe banyere ọdịnihu, ụfọdụ n'ime ha na-ekwu na ha emezuola.[1]

Nnakwere[dezie | dezie ebe o si]

Ihe ịga nke ọma n'ahịa[dezie | dezie ebe o si]

N'ime izu abụọ e bipụtara ya, e bi kwara akwụkwọ puku ịse ọzọ.[2] Akwụkwọ ahụ nọ na chaatị kacha ere ahịa nke The New York Times ruo ihe karịrị izu 25 ma kesaa ya n'ihe karịrị mba iri abụọ.[3]

Ihe ndị e kwuru na ọ bụghị eziokwu[dezie | dezie ebe o si]

A gbaghaara ụfọdụ n'ime nkwupụta akwụkwọ ahụ, gụnyere nkwuputa banyere ebe na otu esi gbakee na ogologo oge o chere na ọ nwụrụ, na nkwutọ ndị e mere banyere ndekọ ọrụ agha ya.[4][5] Ajụjụ ọnụ ya na dibia bekee ya nakwa onye nta akụkọ gbara ya ajụjụ ọnụ na-egosi na Brinkley abanyeghị n'ụlọ ọgwụ ma ọ bụ n"ebe a na'ozu nakwa na na mbụ Brincley ekwughị na mbu na ọ nwụọla, kama ọ "anọghị na nkeji ole na ole", nakwa nakwa ka nwunye ya zọpụtara ndụ ya.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • A Zọpụtara ya site n'ìhè (ihe nkiri)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tulfo. "We never die", The Manila Times, 2 November 2019. Retrieved on 31 December 2021.
  2. Colford. "'How We Die' Becomes Surprise Hit", Los Angeles Times, 1994-03-24. Retrieved on 2016-03-25.
  3. Kelly. "Incredible Journey Author's near-death experience brings an enlightened view of life", The Spokesman-Review, 1995-01-23. Retrieved on 2016-03-25.
  4. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named exposed
  5. Rivernburg. "Blinded by the Light? : Tales of near-death experiences--from visions of God to meeting Elvis--fascinate millions of us. But as the stories increase, so does the criticism.", Los Angeles Times, 1995-03-24. Retrieved on 2016-03-25.