Jump to content

Òtù Ụmụ nwanyị nke Norwegian Conservative Party

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sara Christie, onye guzobere na onye isi oche mbụ nke Høyrekvinners Landsforbund

[1][2]Norwegian Conservative Party's Women's Association (Norwegian: Høyrekvinners Landsforbund) was founded in 1925 to represent the interests of women members of the Conservative Party. In June 1994 it was dissolved, to be replaced by Høyres Kvinneforum (Conservative Party's Women's Network).[1][2]

Òtù ụmụ nwanyị ahụ wuru na ahụmịhe nke Høirekvinneklubben (Conservative Women's Club) nke Elise Heyerdahl guzobere na 1910. Site na nguzobe nke njikọ ahụ na 1925, a tụrụ anya na site na ime ka ọrụ ha dị ọhụrụ, ụmụ nwanyị ga-enwe ike ịrụ ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị irè karị.[1]

Ndị isi Òtù Ụmụ nwanyị (1925-1994)

[dezie | dezie ebe o si]
  • 1925 Sara Christie
  • 1927 Augusta Stang
  • 1937 Judith Gram Skarland
  • 1945 Johanna Thorén
  • 1958 Claudia Olsen
  • 1966 Berte Rognerud
  • 1975 Karin Hafstad
  • 1979 Mona Røkke
  • 1985 Astrid Nøklebye Heiberg
  • 1989 Siri Frost Sterri
  • 1993 Erna Solberg

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 The Conservative Party's Women's Network. FOKUS: Forum for Women and Development. Retrieved on 7 May 2017. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "focus" defined multiple times with different content
  2. Høyrekvinners landsforbund (Norwegian). Riksarkivet. Retrieved on 7 May 2017.