Òtù Ndị Ọrụ Ọha na Ndị Jikọrọ Aka nke South Africa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

   

PAWUSA
Public and Allied Workers Union of South Africa
Location Page Àtụ:Plainlist/styles.css has no content.
Ndị isi
Onye isi oche: Berline Roseberry
Mmekọrịta COSATU
Ebe nrụọrụ weebụ www.pawusa.org.za

Òtù Ndị Ọrụ Ọha na Ndị Jikọrọ Aka nke South Africa (PAWUSA) bụ òtù ọrụ maka ndị ọrụ ọha na eze na South Afrika. Ọ nwere njikọ na South Africa. ọ jikọtara ya na nzuko nke otu ndị ọrụ azụmahịa South Africa (COSATU).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:COSATUÀtụ:Trade unions in South Africa navboxÀtụ:Political history of South Africa