Ógbè Atwima Kwanwoma
Ọdịdị
Atwima Kwanwoma District | |
|---|---|
Districts of Ashanti Region | |
| Lua error in Module:Location_map at line 526: Unable to find the specified location map definition: "Module:Location map/data/Ghana" does not exist. | |
| Coordinates: 6°32′N 1°29′W / 6.533°N 1.483°W | |
| Country | |
| Region | Templeeti:Country data Ashanti |
| Capital | Twedie |
| Government | |
| • District Executive | Nana Okyere Tawiah Antwi |
| • Succeeded | Hon. Emmanuel Kwame Adjei Darkwa |
| Population (2012) | |
• Total | — |
| Time zone | UTC+0 (GMT) |
Atwima Kwanwoma District bụ otu n'ime mpaghara iri anọ na atọ dị na Ashanti Region, Ghana.[1][2] Na mbụ, ọ bụ akụkụ nke Bosomtwe-Atwima-Kwanwoma District nke buru ibu n'oge ahụ nke e wepụtara na 10 Machị 1989 site na Ejisu-Juaben-Bosomtwe District. N'afọ 2007, e mepụtara Atwima-Kwanwoma District na Foase dị ka isi obodo ya nke e mesịrị bufee na Twedie n'ihi mkpebi ikpe kachasị elu.
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]Onye isi ala mbụ bụ General Ignatious Kutu Akyeampong si na distrikti ahụ ma lie ya n'obodo ya bụ Hwidiem, obodo dị na distrikti.
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Afia Kobi Girls Senior High School dị na Trabuom. A gbanwere aha ya site na onye nwụrụ anwụ Asantehemaa Nana Afia Kobi, a na-akpọbu ụlọ akwụkwọ ahụ Atwimaman Secondary School. Emeghere ya na 1975.
Ebe e si nweta ya
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ghana Districts - A repository of all districts in the republic of Ghana. Archived from the original on March 23, 2012. Retrieved on May 17, 2012.
- ↑ 2 dead, 3 injured and others displaced following heavy downpour in Ashanti Region - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-05-17.