Óji
Ọdịdị
Óji
Óji bu mkpuru osisi òrji na-ami.onaghi ebu oke ibu.n'ala igbo,oji bu otu n'ime njirimara ndi igbo.óji na-egosi nnabata onye obia. Oji di iche iche.ufodu n'ime ha bu:
foto ịma atụ
[dezie | dezie ebe o si]-
oji na akị ilu.
-
oji awara awa.
-
oji na ose oji.
-
Ọkwa oji.
Udi Oji
[dezie | dezie ebe o si]- Óji nwanne
- Óji gbara mkpi
- Óji ugo......wee diri gawazie.
Dika nwa afò igbo, ikwesiri imata uru óji bara,emume eji ya eme,na udi óji enwere.