Önwa mbu 27
Ọdịdị
Önwa mbu 27
| Obere ụdị nke | 27th |
|---|---|
| Akụkụ nke | Önwa mbu |
| Category for births in this time period | Category:January 27 births |
| Category for deaths in this time period | Category:January 27 deaths |
Templeeti:Calendar/Sun1stMonthStartTọz
Önwa mbu 27 bu ubochi nke 27th (iri abuo na asaa) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. Na Gregorian calender, anyi nwere agugu ubochi 338 (339 na afo nke ana-kpo leap-year) du mgbe afo na agwu.
Ihe mere na Önwa mbu 27
[dezie | dezie ebe o si]- 1996 - Colonel Ibrahim Baré Maïnassara, onye army, ewefu Mahamane Ousmane, onye ndi Niger mere elect ta obu president.
- 2002 - Oku bomb gbara ebe nde military Naigeria tinyere egbe ma bombu wo, ebu 1,000 na Lagos.