Ịdọ aka ná ntị snow siri ike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ịdọ áká ná ntị snow siri ike bụ nkwupụta ihu igwe dị ize ndụ nkè ụlọ ọrụ Weather Forecast Offices nkè National Weather Service (NWS) na United States wepụtara nké na-egosi na nnukwu snow na-ada ma ọ bụ na-atụ ányà na ọ ga-eme. N'ozuzu, a na-enye ịdọ aka ná ntị màkà snow na-ada nke sentimita isii (sentimita iri na isé ) ma ọ bụ karịa n'ime awa irí abụọ, ma ọ bụ sentimita asatọ (irí abụọ ) maọ bụ karịa n"ime awa irí abụọ na anọ.

A kwụsịrị ịdọ aka ná ntị a malite na ógè oké ifufe oyi nkè afọ 2008 na 1909, jiri ịdọ akaebe oké ifufe n'oge oyi dochie ya màkà nnukwu snow.

Na Canada, Environment Canada nyèrè ịdọ áká ná ntị yiri nke ahụ site na Meteorological Service of Canada (MSC).

Ihe Nlereanya nke Ịdọ Aka ná Ntị nke Oké Snow[dezie | dezie ebe o si]

URGENT - WINTER WEATHER MESSAGE
NATIONAL WEATHER SERVICE FAIRBANKS AK
221 PM AST SUN DEC 9 2007

.A STORM SYSTEM MOVING NORTH OVER THE CENTRAL BERING SEA WILL MOVE
TO SOUTHWEST OF SAINT LAWRENCE ISLAND MONDAY AFTERNOON. THE STORM
WILL BRING SNOW AND EAST WINDS OF 30 TO 45 MPH TONIGHT OVER MUCH
OF WESTERN ALASKA FROM THE YUKON DELTA TO THE SEWARD PENINSULA
TONIGHT. WINDS WILL DIMINISH EARLY MONDAY BUT SNOW IS EXPECTED TO
CONTINUE THROUGH MONDAY AFTERNOON.

AKZ212-100600-
/X.CON.PAFG.HS.W.0011.071210T0000Z-071211T0200Z/
EASTERN NORTON SOUND AND NULATO HILLS-
INCLUDING...UNALAKLEET...STEBBINS...ST MICHAEL...ELIM...KOYUK...
SHAKTOOLIK
221 PM AST SUN DEC 9 2007

...HEAVY SNOW WARNING REMAINS IN EFFECT UNTIL 5 PM AST MONDAY...

A HEAVY SNOW WARNING REMAINS IN EFFECT UNTIL 5 PM AST MONDAY.

SNOW WILL SPREAD INTO THE AREA SOUTH OF UNALAKLEET THIS
AFTERNOON...AND WILL SPREAD NORTH TONIGHT...AND CONTINUE INTO
MONDAY. SNOWFALL ACCUMULATION OF 6 TO 10 INCHES ARE EXPECTED WITH
HIGHEST AMOUNTS ACROSS THE NULATO HILLS. EAST WINDS WILL INCREASE
TONIGHT TO 25 TO 35 MPH AND SOME VISIBILITIES WILL BE REDUCED TO
ONE-QUARTER MILE AT TIMES IN BLOWING SNOW.

A HEAVY SNOW WARNING MEANS HAZARDOUS WINTER WEATHER IS EXPECTED.
THE ACCUMULATION OF NEW SNOW WILL MAKE TRAVEL DIFFICULT.

$$

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Okwu ihu igwe siri ike (Canada)
  • Okwu ihu igwe siri ike (United States)
  • Oké ifufe nke oge oyi

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]