Ọ bụ mgbe ahụ ka a na-eme ya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

.[1]Eyotai ma ọ bụ Eyo Atai [nakwa Eyonu Atai] bụ obodo na-asụ Oron na otu n'ime nnukwu obodo na mpaghara Udung Uko (LGA) nke steeti Akwa Ibom na Nigeria.[1][2][3]  N'ime ọnụ ọgụgụ mba 2006, Eyotai chịkọtara ọnụ ọgụgụ mmadụ 15,387 n'ime ngụkọta nke 53,060, yana kwa n'ọnụ ọgụgụ ndị bi na 2016, ọ gbagoro na 21,605 n'ime 74,500 ndị gọọmentị obodo niile nwetara.  A na-ahụta ya dị ka obodo kacha nwee mmadụ na mba Oron niile

Eyotai dị n'akụkụ ugwu site n'obodo Eyo Okponung; na ndịda site na Ukukim Eyo Nsek, Eyo Uliung na Udung Adatang; n'ebe ọwụwa anyanwụ n'akụkụ osimiri Oron, na n'ebe ọdịda anyanwụ site n'obodo Udung Esio. Obodo a nwere ọmarịcha mbara ala pụrụ iche nke bụ isi mmiri dị larịị na ala apịtị, gbadara Esuk (ụsọ osimiri) Ilong na Esuk Edet Edem. [1]

  1. 1.0 1.1 Oboho (2018). Mr (in English). Uyo: WonderWorld Ventures, 1-5. ISBN 978-978-971-052-2. Oboho, Ita (2018). Mr. Uyo: WonderWorld Ventures. pp. 1–5. ISBN 978-978-971-052-2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content