Ọbanife:Akum20/Olalekan Olude

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Olalekan Olude
NationalityNigerian
Education
OccupationEntrepreneur
Years active2009–present
Known forCo-Founder and COO of Jobberman.
TitleCOO of Jobberman
WebsiteÀtụ:URL


Olalekan Olude bụ onye ọchụ ego nke obodo Naijiria, onye ya na onye ọzọ tikọtara aka nwé guzobere Jobberman, bụ ihe nchọgharị ọrụ kachasị ewu ewu na mpaghara ọwụwa anyanwụ, Africa Ọ bụ kwa onye ndụmọdụ pụrụ iche na ihe gbasara okike ọrụ na ihe gbasara ikwagide ndị ntorobịa nye Gọvanọ Ogun steeti Dapo Abiodun.[1][2][3][4][5]

E tunyeru Olude akara ugo nke otu n'ime ndị ntorobịa naarị ndị Naijiria a kachasị eto eto site na Avance Media na 2016.[6]

Ebe agụmakwụkwọ ya[dezie | dezie ebe o si]

Olude si na okpuru ọchị dị na mpaghara Ugwu Imasayi nke dị na Yewa na Ogun Steti .Ọ malitere agụmakwụkwọ ya na Iganmode Grammar School, Ota, n'etiti afọ 1993 na afọ 1999 bụ ebe ọ nwetara asambodo Senior School Leaving.[7] Ọ gara n'ihu gaa Mahadum Obafemi Awolowo ebe ọ nwetara nzere nke Bachelọ nke sayensị (Hons) na sayensi kọmputa n'etiti afọ 2005 na afọ 2009.[8] Ọ gakwara Lagos Business School na kwa Mahadum Pennsylvania.[9][10]

Ọrụ oyibo ya[dezie | dezie ebe o si]

Tupu obido Jobberman, Olude nwere ahụmịhe ole na ole mgbe ọ na arụ orụ n'ụlọ ọrụ TeleMobile Nigeria Limited dị ka onye ọkụ ụzụ nke Network na NameGoldman Sachs dịka onye nkọwa nke nka n'ụzụ ( Technology Analyst.)[11] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2009, mgbe ọ dị afọ iri abụọ na asatọ, ya na Ayodeji Adewunmi na Opeyemi Awoyemi guzobere Jobberman.[12][13][14] Olude bụ onye isi Operating Officer nke Jobberman ugbu a.[15]

Ebe msi dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. How Jobberman disrupted recruitment process, by Olude (en-US). The Nation Newspaper (2018-07-15). Retrieved on 2019-05-25.
  2. Adesanya (2018-04-11). EXCLUSIVE: Amosun Picks Jobberman Coo Founder, Olalekan Olude as likely successor (en-GB). Newsacross.com. Retrieved on 2019-05-25.
  3. Olalekan Olude [Episode 28] (en-US). www.pulse.ng (2015-08-19). Retrieved on 2019-05-25.
  4. Nsehe. Ten Minutes With Jobberman.com Cofounder Ayodeji Adewunmi (en). Forbes. Retrieved on 2019-05-25.
  5. "Olalekan appointed special adviser", Technext. Retrieved on 2 October 2021.
  6. Most Influential Young Nigerians » Homepage (en-US). Retrieved on 2019-05-25.
  7. Adesanya (2018-04-11). EXCLUSIVE: Amosun Picks Jobberman Coo Founder, Olalekan Olude as likely successor (en-GB). Newsacross.com. Retrieved on 2019-05-25.
  8. Nigeria (2017-04-24). We are more than HR Outsourcing Firm, We Have Evolved - Olalekan Olude — Enterprise Times News NG (en-US). Enterprise Times News NG. Retrieved on 2019-05-25.
  9. 20 Successful under-40 Entrepreneurs in Nigeria (en-US). JarusHub - Nigeria's No. 1 Career Resources Hub (2018-01-22). Retrieved on 2019-05-25.
  10. Admin. Olalekan Olude. Oxford Africa Conference. Retrieved on 25 May 2019.
  11. Adeyemo (2012-06-13). Jobberman Trio – Opeyemi Awoyemi, Olalekan Olude & Ayodeji Adewunmi: How Three Young Men Built Nigeria’s Number One Job Website (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2019-05-25.
  12. Oladipupo (2017-05-10). Jobberman: How Three Young Men Built Nigeria’s Number One Job Website (en-US). TopNaija. Retrieved on 2019-05-25.
  13. Profiles of the Nominees! » YNaija (en-GB). YNaija (2011-01-25). Retrieved on 2019-05-25.
  14. touch (2017-04-13). 7 prominent Nigerian startups that started from the university (en-US). Techpoint.Africa. Retrieved on 2019-05-25.
  15. Olalekan Olude. F6S. Retrieved on 2019-05-25.

[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]