Ọbanife:Mazi Onyenankeya Igwe/Chioma Ubogagu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chioma Grace Ubogagu[1] (Amuru ya n'onwa September 10, 1992) bu onye obodo British amuru n'obodo America na agba  boolu. Ebe ona agba bu n'iru. Ugbua, ona agbara ndi Orlando Pride bu otu boolu umu nwanyi mba. Ogbakwara ndi Houston Dash, na ndi otu boolu umuwanyi mba nke ndi America na agefeghi afo iri abuo n'ato. Ubagagu gbara ndi boolu mgbe oguru na ulo akwukwo mahadum Stanford University. Obu otu onye na ndi nochitere anya  ndi obodo America bu ndi na agafebeghi afo iri abuo, bu ndi meriri na asumpi egwuregwu mba nile nke afo 2012.

Mmalite ya na oru ya[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Ubogagu n'obodo London. Nne ya Tina bu noosu, nna ya Aloy bu onye oru na elekota mmadu, bu ndi hapuru obodo Nigeria ga icho ohere oru.[2] Mgbe odi afo ato, nne na nna ya gbara alukwaghim. Osokwara nne ya na nwanne ya nwoke toro ya ga n'obodo Coppell, Texas bu ala di nso n'obodo Dallas–Fort Worth metroplex.[3]

Ubogagu duru ndi otu boolu ya bu ndi D'Feeters,nwete iko boolu abuo nke asumpi egwurugwu ndi Texas-North Stati, ozokwa, onwetekwara mmeri nke ndi n'eto eto bu ndi America na mpaghara ya. Enyekwara onye nke ato na afo 2010, dika onye America kachasi agaba boolu na agafebeghi afo iri asaa. Odukwara ndi Coppell High School  nweta iko asumpi Texas 5A na afo 2009. Akpokwara onye kachasi agba boolu nke ndi Gatorade Texas n'afo 2010. Ndi ESPN RISE kpoputara ya oge ato bu onye America nile na agba boolu, ndi NSCAA ya na Parade kpoputara ugboro abuo. Ozokwa, obu onye ndi  Dallas Morning News hoputara na mpaghara ya nile dika onye kachisi agbo boolu. Ihe nile a bu na afo ano oguru na mahadum.[4]

Ugobagu batara na otu egwu Stanford dika onye nke ato ndi ''To Drawer Soccer'' hotara nobodo nile. Na afo mbu ona ebe ahu dika onye ohuru, onwetere mmeri nke akporo ''Pac-12'' na afo 2011. Onyekwara ndi Cardinal aka merie iko mbu ha nke akporo ''Women's College Cup'' sorokwa na ndi otu asompi ahu. Ndi otu Stanford laghachitakwara buru ndi ikpeazu zoro egwuruegwu nke afo 2012 ya na okara ikpeazu na afo 2014. Oguchara akwukwo na mahadum site na iye okpu goolu iri abuo na asa na mgbe iri asa na iteghite osoro gba boolu. Osokwara ndi otu egwu All-Pac oge afo ano, nweta nkwanye ugwu nke mbu na afo 2012 na 2014.  


Arsenal Ladies[dezie | dezie ebe o si]

In January 2015, National Women's Soccer League's Sky Blue FC selected Ubogagu with the 28th pick of the 2015 NWSL College Draft,[5] although coach Jim Gabarra acknowledged she was in negotiations with an FA WSL club.[6] In February 2015, Ubogagu signed with Arsenal, the club she'd supported as a child, and her British birth made it easier for her to acquire a United Kingdom work permit.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. FIFA U-20 Women's World Cup Japan 2012 List of Players: USA. FIFA (September 14, 2012). Retrieved on July 24, 2015.
  2. "Just Call Her Chee", US Soccer, September 2, 2012. Retrieved on July 25, 2015.
  3. Kiefer, David. "Stanford's Chioma Ubogagu chases one more shot on soccer journey", September 18, 2014.
  4. Chioma Ubogagu. Stanford University. Retrieved on July 24, 2015.
  5. Àtụ:Cite press release
  6. "Sky Blue draft pick Ubogagu signs for Arsenal", The Equalizer, February 12, 2015. Retrieved on July 24, 2015.

[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]