Ọbanife:Ostareze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ostareze (nke aha ya bukwaazi Osita Stanley Okechukwu-Eze) bu nwa amadi sitere na Agba-Ekwulobia di na Aguata Local Government Area nke di na Anambra State, Nigeria amuru na September 1, 1984. O bu onye nkuzi nwere Masters Degree na Educational Administration and Planning ma nwekwaa asambodo di iche iche na leadership, communication ya na management/economics. O bu onye nta akuko na Orient Daily newspaper nke akara igwe internet ya bu www.orientdailynews.com.ng. Ostareze bu ya dere akwukwo agumagu a na akpo "Dad, after you left: memoirs of a fatherless child" nke di na Amazon. O degokwa otutu akwukwo di iche iche ya na egwu di iche iche O bu onye ode akwukwo na onye mgbasa ozi ya na onye nkuzi.