Ọbara
Ọdịdị
Ọbara bụ mmiri dị n'ahụ n'usoro nrugharị nke ụmụ mmadụ na anụ ndị ọzọ nwere azụ nke na-enye ihe ndị dị mkpa dị ka ihe oriri na Oxygen na mkpụrụ ndụ, ma na-ebugharị Ihe mkpofu metabolic pụọ n'otu mkpụrụ ndụ ahụ.[1]
Ọbara mejupụtara mkpụrụ ndụ kwusiri na blood plasma. Plasma, nke mejupụtara 55% nke ọbara mmịrị, bụ ọtụtụ mmiri (92% site na olu ),[2] ma nwere proteins, glucose, mineral ions, na hormones.Mkpuru ndụ ọbara na acha uhie uhie tụmadi red blood cells (erythrocytes), white blood cells (leukocytes), na(n'ime mammals) platelets (thrombocytes).[3] Mkpụrụ ndụ kacha naa ụba bu mkpụrụ ndụ ọbara uhie .
- ↑ "Definition of BLOOD". Merriam-Webster. Archived from the original on 23 March 2017. Retrieved 4 March 2017.
- ↑ The Franklin Institute Inc. "Blood – The Human Heart". Archived from the original on 5 March 2009. Retrieved 19 March 2009.
- ↑ "Definition of red blood cell". National Cancer Institute (in Bekee). 2011-02-02. Archived from the original on 25 April 2022. Retrieved 2022-04-28.