Jump to content

Ọchịchị iwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Otu mosaik ne represent judishal na lejislaetiv aspekts iwu. Nwanyi nọ ocheeze jide sword ị chastaiz ndị mmehie, na palm branch ị rewod ndị mmeri. Ebube gbara isi ya gburugburu na aegis nke Minerva signifai amor nke raitchọusness na amamihe.[1]

Ochichi iwu bụ politikal aidil nyere na ndị citizin nílé na institushons dị ni obodo, ọra, mọ ogbe di akauntaebul nye iwu otu, ma ndị nkereiwu na ndị ọchịchị.[2][3] Oge ụfọdụ, ọ dị staeted simpli ka "onwe rọ onye ka iwu".[4] Tem a ochichi iwu di related nye konstitushonalizim ya na Rechtsstaat. Encyclopædia Britannika kọwaa ọchịchị iwu ka "mekanizim, proces, institushon, praktis, mọ nom ne sopot equaliti ndị citizin nílé n'ihu iwu, sekiọ ọchịchị nke nonabitrari fom, na ekwerọ nye ji ike me abitrarili."[5]

Ị ji fraez a mé ihe nwe ike di traesd ga 16th-senchuri Britaen. Ni senchuri sobe, Skottish teolojian Samuel Rutherford jiri ya we agiu. John Locke dèrè na freedom ni sosaeti pụtara ị di sobjekt nye sọọsọ iwu lejislaechọ dèrè gbasara nye madụ nílé...

Ọchịchị iwu implai na madụ nílé dị sobjekt nye iwu, ma ndị bụ ndị nkereiwu, ndị iwu enfosment ofishal, na jojis.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Cole, John et al. (1997). The Library of Congress, W. W. Norton & Company. p. 113
  2. (2020) "Ọchịchị iwu na ochichi ndị madụ: Histri, Legasi, Obskuriti". Hague Journal on the Rule of Law 12 (3): 511–540. DOI:10.1007/s40803-020-00149-9. 
  3. Ọchịchị iwu (en). National Geographic Society (15 March 2019).
  4. Ghị mere Anyị ji a si Onwere onye ka iwu?.
  5. Ọchịchị iwu | Nkọwa, Implikaeshon, Uru, & ezie | Britannica (en).