Ọdọ Mmiri Woodstock

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox dam Woodstock Dam dị n'elu Tugela, mpaghara KwaZulu-Natal nke Ndịda Afrịka ma bụrụ isi iyi mmiri maka nke akpọrọ ndịa na bekee Thukela-Vaal Transfer Scheme.[1] E nyere mmiri ahụ ọrụ na afọ 1982, nwere ikike nchekwa nke ọnụ Ọgụgụ ndịa ;373.26 nde bic mita (13.182×10^9 cu ft), na mpaghara elu nke 29.129 Skwer kilomita (11.247 sq mi), mgbidi mmiri ahụ dị mita iri ise na anọ (177 ) [citation needed] elu.[1][2] Dam ahụ na-arụ ọrụ maka ebumnuche mmiri nke obodo na nke ụlọ ọrụ mmepụta ihe ma enwere ike itinye ya n'ihe ize ndụ dị elu (3). [nkọwa dị mkpa]

Ọnọdụ ọdụ ụgbọ mmiri Woodstock na Drakensberg Pumped Storage Scheme

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ọdọ mmiri na ọdụ ụgbọ mmiri na Ndịda Afrịka

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Woodstock Dam. Archived from the original on 2010-01-14. Retrieved on 2009-12-18.
  2. Top 10 Biggest Dams In South Africa 2020 – Information (en-US). Archived from the original on 2021-01-16. Retrieved on 2021-01-21.