Ọdụ Ọkụ Zamfara
Ọdịdị
Ụlọ ọrụ ọkụ eletrik Zamfara bụ ụlọ ọrụ ọkụ ele mmiri dị na Zamfara Steeti, Naịjirịa. Ụlọ ọrụ megawatt Otu narị dị n'Osimiri Bunsuru ma onye bụbu Onye isi ala Umaru Musa Yar'Adua nyere ya ọrụ.[1][2]
Ihe owuwu
[dezie | dezie ebe o si]Ụlọ ọrụ China Geo-Engineering Corporation wuru ụlọ ọrụ ọkụ eletrik mmiri ahụ ma were ijeri irí na iteghete mara abụọ iji wuchaa ya.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nigeria: Yar'Adua to Lay N19.2 Billion Hydro-Electric Plant Foundation (12 September 2008).
- ↑ Nigeria will build a mini hydro power plant in the South (30 September 2022).
- ↑ https://allafrica.com/stories/200809110466.html