Gaa na ọdịnaya

Ọdụ ugbọelu nke akpọrọ Goodnews Airport

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Goodnews Airport
Summary
Airport typePublic
OwnerState of Alaska DOT&PF - Central Region
ServesGoodnews, Alaska
Elevation AMSL15 ft / 5 m
Coordinates59°07′03″N 161°34′39″W / 59.11750°N 161.57750°W / 59.11750; -161.57750
Map
Lua error in Module:Location_map at line 526: Unable to find the specified location map definition: "Module:Location map/data/USA Alaska" does not exist.
Runways
Direction Length Surface
ft m
5/23 2,835 864 Gravel
Statistics
Aircraft operations (2006)3,200
Enplanements (2008)1,532
Source: Federal Aviation Administration[1][2]

Goodnews Airport (: GNU,  : ) bụ ọdụ ụgbọ elu ọha na eze nke dị na Goodnews Bay na Betel Census Area nke steeti Alaska dị na United States.

Ọdụ ugbọelu nke akpọrọ Goodnews Airport

Dịka ndekọ Federal Aviation Administration si kwuo, ọdụ ụgbọ elu a nwere ndị njem azụmahịa nke rụrụ Otú nde, puku narị ise iri atọ na abụọ. (enplanements) n'afọ kalenda 2008, mbelata nke 2.2% site na Otú nde, puku narị ise, iri isii na asaa n'afọ 2007. A na-etinye ọdụ ụgbọ elu Goodnews na atụmatụ mba FAA nke Integrated Airport Systems (2009-2013), nke na-ekewa ya dịka ụlọ ọrụ ụgbọ elu n'ozuzu.[3]

Ihe owuwu na ụgbọelu

[dezie | dezie ebe o si]

Ọdụ ụgbọ elu Goodnews nwere otu ụzọ ụgbọ elu a kpọrọ 5/23 nke nwere ala gravelu nke na-atụle otú nde, narị asotọ, Iri atọ na ise, site na ndanye iri asatọ (864 x 24 m). N'ime ọnwa iri na abụọ nke gwụchara na n'abalị iri atọ na otu nke Julaị, n'afọ 2006, ọdụ ụgbọ elu ahụ nwere ọrụ ụgbọ elu puku atọ na narị iri abụọ nkezi nke otu narị, Ịrị isii na isii kwa ọnwa: 62.5% ụgbọ elu na 37.5% ụgbọelu. National Geodetic Survey enyochaala ọdụ ụgbọ elu a.

Ụgbọelu na ebe ndị a na-aga

[dezie | dezie ebe o si]

Ụzọ ụgbọelu na ebe aga eru.

Yute, Bethel

Commuter, platinum

Service.Script error: No such module "Airport destination list".

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. FAA Airport Form 5010 for GNU PDF. Federal Aviation Administration. effective 27 August 2009.
  2. CY 2008 Passenger Boarding and All-Cargo Data (Preliminary). Federal Aviation Administration. Published 15 July 2009.
  3. FAA National Plan of Integrated Airport Systems: 2009-2013. Federal Aviation Administration. Published 1 October 2008.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ihe osise ọdụ ụgbọ elu Alaska FAA (GIF)
  • Airport information for GNU at AirNav
  • Accident history for GNU at Aviation Safety Network
  • Aeronautical chart and airport information for GNU at SkyVector