Ọgụ Ohiri isi ọhụrụ
Ọdịdị
| New Pillow Fight | |
|---|---|
| Produced by | Siegmund Lubin |
| Starring | Emily Lubin Marguerite Sessler |
Release date
|
|
| Mba | United States |
| Asụsụ | Ihe nkiri na-adịghị ekwu okwu |
Ọgụ Ohiri isi ọhụrụ nke a na-akpọkwa Ọgụ ohiri isi nke ụmụ nwanyị bụ aha ihe nkiri na-atọ ọchị nke mbụ, nke e wepụtara na 1897. Ihe nkiri a na-egosi ụmụ agbọghọ anọ na-alụ ọgụ n'elu akwa. N'ikpeazụ, ábụ́bà na-efe gburugburu.
Ndị na-eme ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Emily Lubin
- Marguerite Sessler