Ọgwụ mgbochi maka meninjaitis
obere ụdị nke | bacterial vaccine |
---|---|
vaccine for | meninjaịtis, meningococcal disease |
Ụzọ nke ngafe | intramuscular injection, subcutaneous injection |
Ọgwụ mgbochi maka meninjaitis bụ nke ọbụla emere iji gbochie ọria ụbụrụ nke Neiserịa meninjaitis.[1] Onwere ụdị dị iche iche nke n’arụ ọrụ ka okwesịrị: A,C, W135 na Y. Ọ na-arụ ọrụ ruo afọ abụọ site na pasent 85 ruo 100. Ọ na-ebelata ịrị elu ya ebe ọdị nnukwu ruo afọ abụọ.[2][3] A na-eji ntụtụ agbanye ya mmadụ n’ime ahụ.[1]
Mba ụwa n’ahụ maka ahụike bụ Wold Helt Oganaịzeshọn nyere ntụziaka ka akụkụ uwa ndị nwere ya gbalịa n’agba ọgwụ a site na mgbe ruo na mgbe.[1][4] Ha nyekwara ntuziaka ka ndị bi na mba ọdịghị nnụkwụ gbakwa ọgwụ a.[1] Na mba Afrịka a na-eme mgbalị ịhụ na onye ọbụla dị site n’afọ ndụ nke 1 ruo afo 30 gbara ọgwụ a.[4] Na mba Kanada na Unaịted Steeti, a na agbalị n’agbara onye ọbụla ụdị ọgwụ anọ a.[1] Okwesịkwara ka ndị n’aga Meka maka Haji kwesịrị ịgba ya.[1]
Mgbochi dị nnukwu mkpa.[1] Onye dị ime ga-agbakwa ya.[4] Mgbe Ufọdụ agbasirị ya, ọ na-egosi ọbara ebe agbara ya, ma n’egbukwa mgbu. Naanị otu onye n’ime otu nde mmadụ gbara ya n’egosi ihe ndịọzọ n’esochi.[1]
Emepụtara ọgwụ maka ya nke mbụ n’afọ ndị 1970.[5] Ótú mba ụwa akpọrọ Wọld Helt Ọganaịzeshọn ji ya mee ihe dịka ọgwụ ha ga-eji eme ihe nke kasị mkpa maka nlekọta ahụike.[6] Ọnụegọ maka onye chọrọ ịzụ ọtụtụ bụ dọla 3.23 na 10.77 maka otu n’afọ 2014.[7] Na mba Unaịted Steeti ọnụego ya bụ site na dọla 100 na 200 maka otu.[8]
Njikọ
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 1.7 "Meningococcal vaccines: WHO position paper" (PDF). Weekly epidemiological record. 47 (86): 521-540. Nov 2011. PMID 22128384.
- ↑ Patel, M; Lee, CK (25 January 2005). "Polysaccharide vaccines for preventing serogroup A meningococcal meningitis". The Cochrane Database of Systematic Reviews (1): CD001093. PMID 15674874.
- ↑ Conterno, LO; Silva Filho, CR; Rüggeberg, JU; Heath, PT (19 July 2006). "Conjugate vaccines for preventing meningococcal C meningitis and septicaemia". The Cochrane Database of Systematic Reviews (3): CD001834. PMID 16855979.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 "Meningococcal A conjugate vaccine: updated guidance, February 2015" (PDF). Weekly epidemiological record. 8 (90): 57-68. 20 Feb 2015. PMID 25702330.
- ↑ Barrett, Alan D.T. (2015). Vaccinology : an essential guide. p. 168. ISBN 9780470656167.
- ↑ "WHO Model List of EssentialMedicines" (PDF). World Health Organization. October 2013. Retrieved 22 April 2014.
- ↑ "Vaccine, Meningococcal". International Drug Price Indicator Guide. Retrieved 6 December 2015.
- ↑ Hamilton, Richart (2015). Tarascon Pocket Pharmacopoeia 2015 Deluxe Lab-Coat Edition. Jones & Bartlett Learning. p. 315. ISBN 9781284057560.