Ọktoba
Ọdịdị
October
| Obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
|---|---|
| Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
| Aha mkpirisi | Oct, Okt, Οκτ. |
| A gụrụ aha | asatọ, edo edo, winter, wine, hemp hurds |
| Na-esochi | Septemba |
| Ndị sotere | Önwa iri na otụ |
| Category for births in this time period | Category:People born in October |
| Category for deaths in this time period | Category:People dead in October |
Na iguafọr Gregorian, Ọktoba bu onwa iri na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọktoba bula onwa asato, site na afo nwela onwa iri. Afo nwere onwa iri na abwo ubochi kena.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Ọktoba.