Ọnọdụ ihu igwe Nexus
Ọdịdị
Climate Nexus bụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi na-enweghị uru na ụlọ ọrụ nkwukọrịta ihu ígwé.[1] Nzukọ ahụ lekwasịrị ányà na ọrụ United States na Mgbanwe ihu igwe.[2] Ọtụtụ akwụkwọ mba na nke mba ụwa ejirila ihe sitere na akụkọ ha, site na netwọk ha Nexus Media News.[3] E guzobere Climate Nexus n'afọ 2011.[4][5] Nkwado nké mbụ màkà otu ahụ sitere na Skoll Foundation.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Deny, Deceive, Delay: Documenting and Responding to Climate Disinformation at COP26 and Beyond". Friends of the Earth (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-06-10.
- ↑ "Climate Nexus | Mission". Climate Nexus (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2022-05-29. Retrieved 2022-06-10.
- ↑ "Partners". Nexus Media News (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-06-10.
- ↑ "Climate Nexus". Yale Program on Climate Change Communication (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-06-10.
- ↑ "Climate Nexus". DEVEX. Retrieved June 10, 2022.
- ↑ Green, Matthew Bishop, Michael. "Changing the World Through Storytelling". Philanthropy Roundtable (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-06-10.
{{cite cite web}}: CS1 maint: multiple names: authors list (link)
Ebe nrụọrụ weebụ
[dezie | dezie ebe o si]- Official website