Ọnọdụ ihu igwe na France

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Météo-France
Usòrò:Meteo-FranceLogo.jpg
Department overview
Formed 18 June 1993; 30 years ago (1993-06-18)
Jurisdiction  France[lower-alpha 1]
Headquarters 73, avenue de Paris, Saint-Mandé



42, avenue Gaspard-Coriolis, Toulouse
Employees 2735 (as of 2020)[1]
Minister responsible Page Àtụ:Plainlist/styles.css has no content.
  • Christophe Béchu, Ministry of Ecological Transition and Cohesion of Territories
Ngalaba Ndị Nne na Nna Ministry of Ecological Transition and Cohesion of Territories
Ebe nrụọrụ weebụ meteofrance.com
Ihe edeturu n'okpuru ala
Page Àtụ:Reflist/styles.css has no content.
  1. Includes overseas territories and collectivites
Ọnọdụ ihu igwe na France
Ụlọ ọrụ Gọọmenti, meteorological service
Ụlọ ọrụ mmepụta ihepublic administration (supervision) of economic activities Dezie
Oge/afọ mmaliteJụn 1993 Dezie
affiliationÒtù Na-ahụ Maka Ọnọdụ Ihu igwe n'Ụwa, EUMETNET, European Centre for Medium-Range Weather Forecasts Dezie
mba/obodoFrance Dezie
nhazi ọnọdụ48°50′45″N 2°25′28″E Dezie
legal formnational public establishment of an administrative nature Dezie
Isi ọgbakaMinistry of the Ecological Transition Dezie
nwere enyemakaCNRM, Centre international de recherche sur l'environnement et le développement, Laboratoire Sciences de l'Univers au Cerfacs, Predict Services Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụParis Dezie
Asụsụ ọ na-asụFrench language Dezie
webụsaịtịhttps://meteofrance.com/ Dezie
Ihe onwunwe WikidataMétéo-France weather station ID Dezie
Map

Météo-France bụ ọrụ ihu igwe nke obodo France.

Ulo oru[dezie | dezie ebe o si]

E guzobere nzukọ ahụ site na iwu n’onwa Juun n’afo 1993 ma bụrụkwa ngalaba nke Ministry nke Transportation. Isi ụlọ ọrụ ya dị na obodo Paris mana ọtụtụ ọrụ ụlọ ọrụ e wepụrụ na Toulouse. Mmefu ego ya nke dị ihe dịka € nde nari ato na-enweta ego site na enyemaka nke ndi gọọmentị, ụgwọ ụgbọ elu na ire ọrụ azụmahịa.

Météo-France nwere ọnụnọ siri ike nke mba ụwa, ọ bụkwa onye nnọchi anya obodo France na World Meteorological Organization. Òtù a bụ ndi isi EUMETSAT, nke na-ahụ maka ịzụta satellites ihu igwe Meteosat. Ọ bụkwazi onye otu Institut au service du spatial, de ses applications et technologies. Ọ bụkwa onye ọrụ ihu igwe dị oke egwu nke ECMWF ma na-akwado otu n'ime isi ụlọ ọrụ abụọ nke ụdị amụma ihu igwe nke IFS nke a na-ejikarị emekwazi ihe n'ụwa niile.

N'ụwa nile[dezie | dezie ebe o si]

Na mgbakwunye na ọrụ ya na obodo France, ụlọ ọrụ ahụ na-enye amụma na ịdọ aka ná ntị maka ngalaba na ndị otu mba ofesi nke France. O nwezikwara ngalaba anọ dị na Martinique (nke nwere ngalaba ndị ọzọ na-eje ozi na Guadeloupe ya na French Guiana), New Caledonia, French Polynesia na Réunion. Ụfọdụ n'ime ngalaba ndị a nwezikwara ọrụ mba ụwa dị mkpa:

  • Dịka ọmụmaatụ, ụlọ ọrụ nke obodo French Guiana, nke dị na Cayenne-Félix Eboué Airport, na-elekọta ụlọ ọrụ na ESA / CNES Centre Spatial Guyanais spaceport na Kourou nke na-enyere aka na mkpọsa mmalite nke Ariane rocket.
  • Nkewa nke Réunion bụ World Meteorological Organisation nke a họpụtara Regional Specialized Meteorological Centre (RSMC) maka inye amụma na ịdọ aka ná ntị nke oké ifufe na-ekpo ọkụ na ndịda ọdịda anyanwụ nke Oké Osimiri India.
  • Nkewa nke French Polynesia, ebe ọ bụghị RSMC gọọmentị maka oké ifufe na-ekpo ọkụ na South Pacific, WMO nyere iwu ka ọ nye amụma na ịdọ aka ná ntị banyere oké ifufe nke na-ekwo ọkụ maka British Pitcairn Islands dị nso.
  1. "Les femmes et les hommes de Météo-France". meteofrance.fr. Retrieved 2022-07-23.