Ọnwụ mberede nke nwa ọhụrụ
| Ọnwụ mberede nwa ọhụrụ | |
|---|---|
| Other names | Ọnwụ elu akwa |
| Safe to Sleep logo | |
| Symptoms | ọnwụ Nwa ọhụrụ agbabeghi afọ [1] |
| Usual onset | Sudden[1] |
| Causes | mmadụ amaghị [1] |
| Risk factors | Iji afọ nibe nwa , ebe dị oké ọkụ , ịnọ maọbụ ikuru ikuku utaba, ịdị e a otu akwa[2][3] |
| Diagnostic method | Amabeghi ihe kpatara ya mgbe e mesịrị chọpụta Ịwa ahụ ozu [4] |
| Differential diagnosis | orias, [[]]s, ọrịa obi, mmeto nwa[2] |
| Prevention | Iji afọ nibe nwa , pacifier, [inye ara]], ọgwụ mgbochi [5][6][7] |
| Treatment | ị nyere ezi n'ụlọ aka[2] |
| Frequency | 1 in 1,000–10,000[2] |
Ọnwụ mberede nwa ọhụrụ
[dezie | dezie ebe o si]Nkọwa
[dezie | dezie ebe o si]Ọnwụ mberede nke nwa ọhụrụ nke a makwaara dị ka ọnwụ àkwà ma ọ bụ ọnwụ n'elu àkwà, bụ ọnwụ mberede a na-amaghị nkọwa ya,nke nwatakịrị na-erughị otu afọ.[1] Nnyocha gosiri na ọnwụ a enweghị nkọwa na agbanyeghi nyocha zuru okè emere na ahụ nwa nwụrụ anwụ..[4] ọnwụ mberede nke nwa ọhụrụ na-emekarị n'oge ụra.[2] Ọnwụ a na-emekarị n'etiti awa nke 00:00 na 09:00 . [8] Ọnwụ a anaghị eme mkpọtụ, Ọ naghị kwa ahapụ ihe akaebe nke na egosi ntighari tupu ọnwụ .[9]Mmadụ amaghị ihe butere ọnwụ mberede nke nwa ọhụrụ
Ihe kpatara ya
[dezie | dezie ebe o si]Amaghị ihe na ebute ọnwụ mberede nke nwa ọhụrụ..[3] ihe ndị a kpọrọ aha nwere ike ibute ụdị ọnwụ a bụ oge mmalite ụtọ,gburugburu ebe obibi i.[2] Gburugburu ebe obibi were ike ịbụ etu ese wee nibe nwa ọhụrụ, iji akụkụ maọbụ afọ nibe nwa ya ikuku anwụrụ sịga. Ihe mberede nke ịkpụ ume sitere na ịdị e na otu akwa nwere ike ibute ụdị ọnwu a.[10] Ihe ọzọ bụ ịmụ nwa ọhụrụ na ọnwa izu ụka iri atọ na iteghete .[7] Ọnwụ mberede nwa ọhụrụ so ná 80% na ọnwụ na egbu ụmụ a mụrụ ọhụru . 20% fọrọ afọ bụ ọrịa ya ọrịa akuluof . .
Ụzọ iji belata ya
[dezie | dezie ebe o si]Ụzọ kachasị dị irè iji belata Ọnwụ nwa ọhụrụ bụ ịnibe nwatakịrị /nwa ọhụrụ na-erubeghị otu afọ n'azụ ya mgbe ọ bụla ọ nọ n'ụra.[7] Ihe ndị ọzọ gụnyere matarasị siri ike nke dị iche ma dị nso na nke ndị na-elekọta nwa anya . Akwa ndina, ebe nwa ọhụrụ na-ehi ụra ga esi ike. Izere Ihe ngugu nwa ndị Bekee kpọrọ Pacifier ya na ịzere ikuru anwụrụ sịga.[5] Ịnye nwa ara na ịgba ọgwụ mgbochi nwekwara ike ịbụ ihe mgbochi.[2][6] Nzọụkwụ ndị abaghị uru gụnyere ngwaọrụ ọnọdụ na ihe nyocha nwa.[2][3] Ihe akaebe ezughi ezu maka inibe nwa ọhụrụ ebe Ikuku elu na efe. l kwado ezinụlọ ndị nwa ọhụrụ nwụnariri dị mkpa n'ihi na ọnwụ nwa ọhụrụ ahụ bụ na mberede, na-enweghị ndị akaebe, ma ọbụ ndị ga enye aka ná nyocha.[2]
Ọnwụ nwa ọhụrụ na atụgharị atụgharị na mba na emepe emepe
Na ụwa niile,Ọnwụ ụmụntakịrị a mụrụ ọhụrụ di19,200 na afọ 2015 ritue na 22,000 na afọr 1990.
Ọnwụ ụmụntakịrị a mụrụ ọhụrụ so ná ọnwụ egburu ụmụaka erughị afọ iri na mba United States na afọ 2011. Ọ bụ ya bụ ihe na egbu karị ụmụaka dị otú ọnwa rue na ndị gbara otu afọ .Ụdị ọnwụ a na egbu Ihe dịka 90% ụmụaka a mụrụ ọhụrụ tutu ha erue ọnwa isii, Ụdị ọnwụ a na-egbukari nwa ọhụrụ nwa nwoke. Ụdị ọnwụ nwa ọhụrụ a ebelatawo na 80% na mba na eme ngagharị maka etu esi e ibe Ụmụaka a mụrụ ọhụrụ.
Edesiba
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 4 Sudden Infant Death Syndrome (SIDS): Overview (27 June 2013).
- 1 2 3 4 5 6 7 (August 2009) "The sudden infant death syndrome". The New England Journal of Medicine 361 (8): 795–805. DOI:10.1056/NEJMra0803836. PMID 19692691.
- 1 2 What causes SIDS? (12 April 2013).
- 1 2 Centers for Disease Control and Prevention, Sudden Infant Death.
- 1 2 (July 2012) "Sudden infant death syndrome: an update". Pediatrics in Review 33 (7): 314–20. DOI:10.1542/pir.33-7-314. PMID 22753789.
- 1 2 How can I reduce the risk of SIDS? (22 August 2014).
- 1 2 3 How many infants die from SIDS or are at risk for SIDS? (19 November 2013).
- ↑ Optiz (2013). Handbook of pediatric autopsy pathology, Second, New York, NY: Springer New York, 654. ISBN 9781461467113. Retrieved on 15 September 2017.
- ↑ Scheimberg (2014). The Pediatric and perinatal autopsy manual, 319. ISBN 9781107646070. Retrieved on 15 September 2017.
- ↑ Ways To Reduce the Risk of SIDS and Other Sleep-Related Causes of Infant Death. NICHD (20 January 2016). Archived from the original on 7 March 2016. Retrieved on 2 March 2016.