Ọrịa cancer nke ara tupu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Tụpụ-Ọrịa kansa nke ara bụ Onodu mbụ ọrịa Kansa nke ara. Ọ nwere ike ịghọ Ọrịa kansa ara. E nwere ụdị abụọ:

  • Ductal carcinoma in situ, ụdị ọrịa kansa ara kachasị adịkarịị
  • Lobular carcinoma in situ, tupu ọrịa Kansa nke ara nke dị n'èzí mmiri ara