Ọrià Parkinson
Appearance
Ọrià Parkinson
obere ụdị nke | synucleinopathy, disease |
---|---|
A gụrụ aha | James Parkinson |
health specialty | neurology |
mgbaàmà na akara | tremor, spasticity, hypokinesia, gait abnormality |
nyocha ahụike | positron emission tomography, magnetic resonance imaging, single-photon emission computed tomography, PDQ39 questionnaire |
Ọgwụgwọ enwere ike | medication, surgery, Hyperbaric oxygen therapy |
Ebe Data n'esonyeghi nọ | http://www.nanbyou.or.jp/entry/169 |
ICD-9-CM | 332.0, 332 |
ICPC 2 ID | N87 |
NCI Thesaurus ID | C26845 |
Ọrià Parkinson (nke ha makwa ka Parkinsons, idiopathic parkinsonism, primary parkinsonism, PD, ma paralysis agitans) by ihe ọrià éréré uvúrè na ihe ọ dọrọ na àhú. Ó shì mgbe mkpuru-ọbàrà nwèrè dopamine nwürü na ime ya nke substantia nigra, ébé ètítì ọvuru; ha mághị ihe ne bido mgbugbu mkpuru ọbàrà nke. Na mbido ya, he zírí na àhúhú ndi ọn na rió bu ihe gbásárá éjìjè, dí ka mmàrube, áká ike, éjije nwányọ na íjé éjìjè arü dị. Mgbe ó mèzì, ihe gbasara àgwà madu nwèriki tyé nsogbu, ihe di ka dementia bu ihe oke ndi ọrià Parkinson nwère mgbe órià rùrù íshí ya. Nsogbu ndi ọzọr bu kwa ihe gbására ihe àhú ji a hu uwa, ihe ürá na ihe óbì mmadu. Ọrià Parkinson di na oke ndi íkèrémi, na ndi nwéré ya, ọ bu ndi kárá áfọr 50 kà Í nwe ya.