Ọvúrù

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọvúrù
Brain

Ovuru bu ihe di n'ime okpukpu isi anumanu o kachisi ndi nke nwere okpukpu azu(veterbrates) akuku ahu a bu ebe ihe nile gbasara echiche na mmuta na ako na Uche na-eme. Ndi oka mmuta amamihe achoputara n'ihe nile na-eme na ahu mmadu nakwa ahu anumanu nile bu maka ozi sitere n'ovuru(uburu) wee ruo na akuku ahu nile n'usoro udo jikotara akuku ahu ma ovuru. Site n'ozi ndia, ahu mmadu were ike imeghari site na ya o nwe ga ije. Ovuru na-achikota ozi dika ihe, íshì, nakwa uto site na Anya, imi, nakwa ire, ozi ndia na ovuru na-akowa na-edobekwe maka ncheta, o bu otu a ka mmuta si -eme. Ovuru na-achizu ihe nile na-eme na ahu mmadu dika iku-ume, izisa obara site n'obi.