Ụbọchị ọrịa kansa mba ụwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ụbọchị Ọrịa Cancer nke Ụwa bụ ụbọchị mba ụwa nke a na-eme na 4 Febụwarị iji mee ka a mara banyere ọrịa kansa na iji gbaa mgbochi, nchọpụta, na ọgwụgwọ ya ume. World Cancer Day bụ nke Union for International Cancer Control (UICC) n'eduzi iji kwado ebumnuche nke World Cancer Declaration, nke edere na 2008. Ebumnuche bụ ịsị nke Ụbọchị Ọrịa Cancer Ụwa bụ iji belata ọrịa na ọnwụ nke ọrịa kansa kpatara [1] ma bụrụ ohere iji kpọkọta ndị mba ụwa iji kwụsị ikpe n'ezighị ezi nke n'egbochi ntarama ahụhụ sị n'ọrịa kansa. [2] [3] Mba Ndị Dị n'Otu n'eme mmemme ụbọchị ahụ.

Ụbọchị Ọrịa Cancer nke Ụwa n'elekwasị anya na ozi n'ezighi ezi, [4] n'eme ka a mara, ma n'ebelata ihere. [5] A n'eme ọtụtụ atụmatụ na World Cancer Day iji gosipụta nkwado maka ndị ọrịa kansa metụtara. Otu n'ime [6]mmegharị ndịa bụ #NoHairSelfie, mmegharị zụrụ ụwa ọnụ iji mee ka "ndị isi" kpụọ isi ha ma ọ bụ n'ụzọ anụ ahụ ma ọ bụ ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ iji gosipụta ihe nnọchianya nke obi ike maka ndị na-anata ọgwụgwọ kansa. A na-ekerịta foto nke ndị sonyere na mgbasa ozi mmekọrịta niile. Ọtụtụ [7] ihe omume gbụrụ-gbúrụ ụwa n'emekwa. [1]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

[8] Ụbọchị Ọrịa Cancer guzobere na 4 Febụwarị 2000 na Ụbọchị nzukọ kansa iji gbochie Cancer maka Pukụ afọ Ọhụrụ, nke emere na Paris.

Charter nke Paris megide ọrịa Kansa,[9] nke e kere iji kwalite nnyocha, gbochie ọrịa Kansa, kwalite ọrụ ndị ọrịa tinyekwara akụkọ n'ewepụta ụbọchị ncheta nke mbanye aka nke akwụkwọ dịka Ụbọchị Ọrịa Kansa, nke onye ịsị UNESCO koichiro Matsuura, binyere aka n'nzuko, na Onyeisi Frenchi Jacques Chọta na Paris na 4 Febrụwarị 2000[10]

Isiokwu nke Ụbọchị nke ebinyerelaịa Cancer Ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ụbọchị Ọrịa Cancer Ụwa 2011 na Vienna
  1. World Cancer Day 2013 One-Pager (English). UICC. Archived from the original on 2 September 2014. Retrieved on 2 February 2013.
  2. World Cancer Day (en-GB). World Health Organization. Archived from the original on 6 February 2017. Retrieved on 9 September 2018.
  3. Nations. "International Days", United Nations, 6 January 2015.
  4. Szabo. "World Cancer Day targets myths, spreads message", USA Today, 3 February 2013. Retrieved on 4 February 2016.
  5. Gander. "World Cancer Day: Why is the disease still a taboo?", The Independent, 4 February 2016. Retrieved on 4 February 2016.
  6. Wheeler. "Three international productions, including Scotland's The James Plays, to headline Luminato 2016", The Globe and Mail, 27 January 2016. Retrieved on 4 February 2016.
  7. WCD | We Can. I Can. (en). www.worldcancerday.org. Retrieved on 9 September 2018.
  8. World Cancer day 2021: Cancer can be Cured by True Worship (en-US). S A NEWS (4 February 2021). Retrieved on 4 February 2021.
  9. World Summit Against Cancer for the New Millennium: Charter of Paris, 4 February 2000. UNESCO Digital Library.
  10. World Cancer Day: Why the Fourth of February?. ASCO Connection (19 March 2012).